Akpofure Rim-Rukeh
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Urhobo, Nigerian Pidgin |
| Asụsụ ọ na-ede | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | osote onyeisi mahadum, researcher, university teacher |
| Onye were ọrụ | Federal University of Petroleum Resource Effurun |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Port Harcourt, University of Benin, Delta State University, Abraka, Rivers State University of Science and Technology |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
Mmalite ndụ na mmalite
Akpofure Rim-Rukeh nwetara BSc ya na nzere na Biochemistry na Mahadum Port-Harcourt na 1986 wee nweta Postgraduate Diploma na Chemical Engineering na Mahadim Benin na 1993. N'afọ 1998, o nwetara nzere masta ya na Injinia kemịkal na Mahadum Port-Harcourt wee nweta diplọma ọzọ na agụmakwụkwọ na Mahadim Delta State, Abraka n'afọ 2004. [6]'afọ 2008, ọ nwetara PhD ya na Injinia kemịkal na Mahadum Sayensị na Teknụzụ nke Ruvers State . [7]
Ọrụ
[8]N'ọnwa Maachị 2020, ndị kansụl ọchịchị nke Federal University of Petroleum Resources, Effurun họpụtara Akpofure ka ọ bụrụ osote Chancellor nke Onye isi ala Mohammadu Buhari mechara kwado ya.
Ndụ onwe onye
Akpofure Rim-Rukeh nụrụ Mercy Akpofura Rim-Rikeh ha nwere ụmụ atọ.
Edensibia
- ↑ Ex FUPRE VC, Officially Hands Over to Akpofure in Delta – THISDAYLIVE. www.thisdaylive.com. Retrieved on 2022-07-08.
- ↑ Choba. Funds, major challenge we’ll likely face to meet our vision –FUPRE VC (en-US). New Telegraph. Retrieved on 2022-07-08.
- ↑ My Dream To Make FUPRE World Class Varsity – Prof. Rim-Rukeh (en-GB). Independent Newspaper Nigeria (2020-09-04). Retrieved on 2022-07-08.
- ↑ Funding hampering petroleum varsity potentials - Professor Akpofure (en-GB). Vanguard News (2021-07-18). Retrieved on 2022-07-08.
- ↑ Rim-Rukeh is VC of the Year The Nation Newspaper (en-US) (2022-02-07). Retrieved on 2022-07-08.
- ↑ Vice-Chancellor Prof. Rim-Rukeh Akpofure (en). African Child Foundation. Archived from the original on 2022-07-08. Retrieved on 2022-07-08.
- ↑ 10 things to know about the new VC of Uni of Petroleum Resources Prof. Rim-Rukeh (en). Daily Trust (2020-03-20). Archived from the original on 2023-11-03. Retrieved on 2022-07-08.
- ↑ Buhari Appoints Prof Akpofure Rim-Rukeh As FUPRE VC (en-US). Niger Delta Today (2020-03-19). Retrieved on 2022-07-08.
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.