Alice Bennett

Alice Bennett
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha enyereAlice Dezie
Aha ezinụlọ yaBennett Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya31 Jenụwarị 1851 Dezie
Ebe ọmụmụWrentham Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya1925 Dezie
Ebe ọ nwụrụNú Yọk Dezie
Ụdị ọnwụeke na-akpata Dezie
Ihe kpatara ọnwụangina pectoris Dezie
Ọrụ ọ na-arụpsychiatrist Dezie
Ebe agụmakwụkwọUniversity of Pennsylvania, Woman's Medical College of Pennsylvania Dezie

(Mary) Alice Bennett (January 31, 1851 - 1925) bụ dọkịta US na nwanyị mbụ nwetara Ph.D. na Mahadum Pennsylvania. Na mgbakwunye, Bennett bụ nwanyị mbụ na-elekọta ngalaba ụmụ nwanyị na ụlọ ọgwụ steeti maka ndị isi mgbaka nọ na Norristown, Pennsylvania, na nwanyị mbụ bụ onye isi oche nke Montgomery Country Medical Society.[1][2] Ya na ndị dọkịta ndị ọzọ, ọ bụ onye so guzobe otu National Conference of Charities and Correction . [3]

Mmalite ndụ na agụmakwụkwọ

Bennett biri afọ mbụ ya n'obodo ya bụ Wrentham, Massachusetts ya na nne na nna ya, Lydia Hayden na Isaac Francis Bennett na ụmụnne ya ise tọrọ ya. Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ, Bennett kụziri nkuzi ruo afọ anọ na mpaghara ụlọ akwụkwọ dị gburugburu Wrentham. N'afọ 1872, ọ gara ụlọ akwụkwọ Women's Medical College of Pennsylvania na Philadelphia. Ozugbo ọ nwetara MD ya n'afọ 1876, Bennett rụrụ ọrụ n'ụlọ ọgwụ dị na Philadelphia slums. Mgbe ọ hapụsịrị ọrụ ya, a họpụtara ya dị ka onye ngosi anatomy n'ụlọ akwukwọ Women's Medical College of Pennsylvania. Ọ gara n'ihu na agụmakwụkwọ ya ma n'afọ 1880 ọ ghọrọ nwanyị mbụ nwetara Ph.D. na Mahadum Pennsylvania. Ka ọ na-agụcha Ph.D. ya, Hiram Corson nyeere ya aka na nhọpụta ya ka ọ bụrụ onye nlekọta ahụike nke Ngalaba Ụmụ nwanyị n' ụlọ ọgwụ Pennsylvania State Hospital for the Insane na Norristown.[1]"Dr. (Mary) Alice Bennett". Changing The Face Of Medicine. National Library of Medicine. Archived from the original on November 17, 2004. Retrieved 2014-02-08.</ref>[2]

Ọrụ na nruzu ndị ọzọ

A họpụtara Alice Bennett dị ka nwanyị mbụ bụ onye isi oche nke otu Montgomery County Medical Society na Pennsylvania. N'oge ndụ ya ọ bụ onye otu ọtụtụ òtù gụnyere otu American Medical Association, Philadelphia Neurological Society na Medical Jurisprudence Society, yana otu n'ime ndị nnyere aka na Spring Garden Unitarian Church nke Philadelphia . [1][2]

Bennett rụrụ ọrụ dị ka onye nlekọta ahụike nke Ngalaba gbasara Ụmụ nwanyị na Pennsylvania State Hospital for the Insane na Norristown site n'afọ 1880 ruo afọ 1896. N'oge ọ nọ n'ebe ahụ, ọ ghọrọ onye nkwado inwe obi mmadụ nye ọgwgwọ ndị ọrịa. Ọ katọrọ igbochi ndị isi mgbaka na ndị isi mebiri na ufọdụ ihe, ma na-akọwa na nke a abaghị uru ma bụrụ nke na-kpatara iwe. Bennett kwsịrị omume ndị a na ụlọ ọrụ nke ya, ma mee ka ụlọ ọrụ ndị ọzọ mee otu ihe ahụ. Dị ka onye nọchiri ya, dọkịta a na-ewebata nchepụta ọhrụ webatara usoro ọrụ ọgwụgwọ dịka, ọrụ aka, egwu na nka. Akụkọ nnyocha ya na akwụkwọ gbasara ọdịdị na njirimara nke ọrịa uche mere ka ọ bụrụ ọkachamara ọrụ ya. [1]"Dr. (Mary) Alice Bennett". Changing The Face Of Medicine. National Library of Medicine. Archived from the original on November 17, 2004. Retrieved 2014-02-08.</ref>[2]

Bennett hapụrụ ụlọ ọgwụ steeti n'afọ 1896, ma laghachi n'obodo ya bụ Wrentham ma na-arụ ọrụ onwe ya. N'afọ 1910, ọ chọpụtara ụlọ ọgwụ New York bụ <a href="https://informasilengkap.com/ig/https://en.wikipedia.org/wiki/Emily_Blackwell" rel="mw:ExtLink" title="Emily Blackwell" class="cx-link" data-linkid="44">Emily Blackwell</a>'s <a href="https://informasilengkap.com/ig/https://en.wikipedia.org/wiki/New_York_Infirmary_for_Indigent_Women_and_Children" rel="mw:ExtLink" title="New York Infirmary for Indigent Women and Children" class="mw-redirect cx-link" data-linkid="45">New York Infirmary for Indigent Women and Children</a>l. O wepụtara onwe ya n'ụlọ ọgwụ dị ka onye isi nke ngalaba na-ahụ maka ịmụ nwa ruo afọ iri na ise.[1]"Dr. (Mary) Alice Bennett". Changing The Face Of Medicine. National Library of Medicine. Archived from the original on November 17, 2004. Retrieved 2014-02-08.</ref>[2]

Ọnwụ

Bennett alụghị di ma ọlị. Ọ nwụrụ na ọrịa angina pectoris na ụlọ ọgwụ New York n'afọ 1925 ma e lie ya na Wrentham, Massachusetts.[2]

Edemsibịa

  1. 1.0 1.1 1.2 1.3 1.4 Dr. (Mary) Alice Bennett. Changing The Face Of Medicine. National Library of Medicine. Archived from the original on November 17, 2004. Retrieved on 2014-02-08.
  2. 2.0 2.1 2.2 2.3 2.4 2.5 Ogilvie (2000). The Biographical Dictionary Of Women In Science. New York, New York: Routledge, 115. ISBN 0-415-92038-8. 
  3. Treatment of the Insane: 1876. Social Welfare History Project (14 January 2014). Retrieved on 24 May 2019.

Njikọ mpụga

  •  

Content Disclaimer

Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.

  1. The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
  2. There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
  3. It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
  4. Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
  5. Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.