Awka North
| Onyeisi oche | Chinedu Aniagboso |
|---|---|
| Mba/obodo | Naijiria |
| Dị na ngalaba nhazi mpaghara | Anambra State |
| Dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
| Nhazi ọnọdụ | 6°15′58″N 7°7′18″E |
| Ọdịdị isi ụlọ ọrụ | Achalla |

Awka North bu Lokal Goomenti nke di na Anambara Steeti,na Odida anyanwu Naijiria. Obodo ndi enwegasiri n'Ime ya gunyere Oba Ofemili,Ugbene,Ebenebe,Achalla(nke bu Isi ya),Urum, Amanuke,Isu Aniocha,Mgbakwu,Ugbenu.
Ụlọ akwụkwọ
Nke a bu uloakwukwo ndi digasi na ya nke gunyere;
Nwaokike Memorial Skul of Excellence nke di n'Ebenebe
Favour of Grace International Skul,Ebenebe
Signs and wonders Sekondiri Skul, Ebenebe
Holy spirit Sekondiri Skul,Ebenebe
Community Sekondiri,Amansea
Community Sekondiri Skul,Isuaniocha
Community Sekondiri Skul,Ebenebe
Community Sekondiri Skul, Mgbakwu
Community Sekondiri Skul,Achalla
Community Sekondiri Skul,Amanuke
Community Sekondiri Skul Urum
Community Sekondiri Skul,Oba ofemmili
Ntụaka
Njikọ mpụga
- GOVERNEMT [ AREAS na ANAMBRA STATE nke ụbọchị Julaị 21, 2007; enwetara Ọktoba [ <span title="Dead link tagged August 2016">njikọ nwụrụ anwụ</span> ]4, 2007
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.