Basevi
Basevi bụ aha nna sitere na Bathsheba. Ndị ama ama nwere aha nna gụnyere ndia;
- Abramo Basevi nke afọ 1818 rue 1885, onye mba Ịtali na-ahụ maka egwu, nke jikọtara ya na akwụkwọ akụkọ egwu L'Armonia
- George Basevi nke afọ 1794 rue 1845, onye England na-atụpụta ụkpụrụ ụlọ
- James Basevi nke afọ 1890 rue 1962, onye nduzi nka a mụrụ na Britenu na ọkachamara na-ahụ maka mmetụta pụrụ iche
- James Palladio Basevi nke afọ 1832 rue 1871, onye mba Britenu na-enyocha ala na onye agha
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.