Beatriz
Beatriz bụ aha ụmụ nwanyị ndị Spain, Galicia na Portugal. Ya na aha Latin bụ Beatrix na-adakọrịta yana aha Bekee na nke Italy bụ Beatrice. Aha ahụ na Latin pụtara 'na-eweta ọňụ', na asụsụ ndị ọzọ ọ putakwara 'nwanyị na-ewetara ndị ọzọ obi aňụrị'.[1] Ọ bịara wutu èwù n'asụsụ Japan dịka Beatorisu ( ベアトリス) nke so njemJapan-Brazilia gaa Japan n'afọ ndị n'adibeghị anya.
Aha E Nyere
Ịbụ Ndị Eze / Ndị A Ma Ama
- Infanta Beatriz nke Spain (1909-2002), Infanta nke Spain, nwa nwanyị nke Eze Alfonso nke Iri na Atọ na Victoria Eugenie nke Battenburg
- Beatriz nke Portugal (1373-1420), Eze Nwanyị nke Castile na León
- Beatriz nke Portugal, eze nwanyị nke Viseu (1430-1506), Eze Nwanyị nke Viseu
- Beatriz nke Portugal, eze nwanyị nke Savoy (1504-1538), Duchess Consort nke Savoy, Infanta nke Portugal
- Beatriz, Countess nke Arundel (1380-1439), Onye Ọchịchị Portuguese
- Beatriz nke Swabia (1203-1235), Eze Nwanyị nke Castile na León
- Beatriz nke Bobadilla (1440-1511), Onye isi obodo na onye isi obodo nke narị afọ nke iri na ise
- Beatriz de Bobadilla y Ossorio (1462-1504), Onye isi nwanyị Spanish nke narị afọ nke 16 nke Canary Islands
- Beatriz de Castro Osorio, 3rd Countess of Lemos, nwunye Dinis nke Braganza, Count of Lemos
- Beatriz Clara Coya (1556-1600) Princess nke Alaeze Ukwu Inca
- Beatriz Pereira de Alvim (1380-1414), nwanyị Portuguese a ma ama
- Beatriz de la Cueva (1498-1541), gọvanọ nke Spain
- Beatriz nke Swabia (1198-1212), Eze Nwanyị Rom Dị Nsọ
Ndị na-eme egwuregwu
- Beatriz Araujo (amụrụ n'afọ 1955), onye Argentina bụbu onye na-eme egwuregwu tennis
- Bea Beltrán (amụrụ n'afọ 1997), onye na-agba bọọlụ na Spain
- Beatriz Bezerra (amụrụ n'afọ 2006), onye Brazil na-egwu mmiri
- Beatriz Camuñas, onye Mexico na-egwu mmiri
- Beatriz Capotosto (1962-2018), onye na-eme egwuregwu n'Argentina bụ onye ọkachamara na sprint hurdles
- Beatriz Carneiro (amụrụ n'afọ 1998), onye ngwụrọ na-egwu mmiri na Brazil
- Beatriz Gomes (amụrụ n'afọ 1979), onye na-agba ọsọ ụgbọ na Portugal
- Beatriz Gómez Cortés (amụrụ n'afọ 1994), onye na-egwu mmiri na Spain
- Beatriz Cruz (amụrụ n'afọ 1980), onye na-eme egwuregwu ịgba ọsọ larala ezumike nká
- Beatriz Zaneratto João, onye a maara dị ka Bia Zaneratto (amụrụ n'afọ 1993), onye Brazil na-agba bọọlụ
- Ana Beatriz (amụrụ n'afọ 1985), onye na-agba ọsọ ụgbọala na Brazil
- Beatriz Briones (amụrụ n'afọ 1999), onye na-agba ọsọ na Mexico
- Beatriz Manchón (amụrụ n'afọ 1976), onye na-agba ọsọ na Spain
- Beatriz Escribano (amụrụ n'afọ 1990), onye na-agba bọọlụ aka na Spain
- Gigi Fernández (amụrụ n'afọ 1964), onye bụbu onye na-egwu tenis
- Beatriz Martins (amụrụ n'afọ 1994), onye na-eme egwuregwu mmega ahụ na trampoline na Portugal
- Beatriz Martín (amụrụ n'afọ 1974), onye judo nke Spain
- Beatriz Recari (amụrụ n'afọ 1987), onye na-egwu golf na Spain
- Beatriz Souza (amụrụ n'afọ 1998), onye judo nke Brazil
- Beatriz Vaz e Silva, nke a maara dị ka Bia Vaz (amụrụ n'afọ 1985), onye nkuzi bọọlụ Brazil na onye bụbu onye egwuregwu
- Beatríz Vílchez (amụrụ n'afọ 1995), onye Cuban na-egwu volleyball
- Beatriz Pérez (amụrụ n'afọ 1991), onye na-eme egwuregwu hockey na Spain
- Beatriz Lucero Lhuillier, onye na-eme egwuregwu na Philippines nke ritere ihe nrite Olympic na egwuregwu mmega ahụ na taekwondo
- Beatriz Sánchez (amụrụ n'afọ 1989), onye na-agba bọọlụ na Spain
- Beatriz Mesquita, onye Brazil na-asọmpi Jiu Jitsu
- Beatriz Corrales (amụrụ n'afọ 1992), onye na-egwu badminton na Spain
- Beatriz Neila (amụrụ n'afọ 2002), onye na-agba ọsọ ọgba tum tum na Spain
- Beatriz Pellón (amụrụ n'afọ 1960), onye na-eme egwuregwu tennis na hockey na Spain
- Beatriz Mendoza, onye na-eme egwuregwu Paralympic si Spain na-asọ mpi karịsịa na ụdị T12 sprint events
- Beatriz Flamenco (amụrụ n'afọ 1995), onye na-agba ọsọ si El Salvador
- Beatriz Flamini, onye na-eme egwuregwu na onye na-arị ugwu na Spain
- Beatriz Parra Salas, nke a maara dị ka Bea Parra (amụrụ n'afọ 1987), onye na-agba bọọlụ na Spain
- Beatriz Ferrer-Salat (amụrụ n'afọ 1966), onye na-agba ịnyịnya na Spain
- Beatriz Haddad Maia (amụrụ n'afọ 1996), onye Brazil na-eme egwuregwu tennis
- Beatriz Hatz (amụrụ n'afọ 2000), onye America na-eme egwuregwu Paralympic nke na-asọ mpi na-awụli elu na sprinting
- Beatriz Prades Insa, onye a maara dị ka Bea Prades (amụrụ 1999), onye na-agba bọọlụ na Spain
- Beatriz Travalon (amụrụ n'afọ 1993), onye na-egwu mmiri na Brazil
- Beatriz Monteiro (amụrụ n'afọ 2005), onye na-egwu egwuregwu bọọlụ bọọlụ nke Portugal
- Beatriz Padrón (amụrụ n'afọ 2003), onye na-egwu mmiri na Costa Rica
- Beatriz Ortiz (amụrụ n'afọ 1995), onye na-egwu egwuregwu polo mmiri na Spain
- Beatriz Santiago (amụrụ n'afọ 1968), onye na-agba ọsọ ogologo oge na Spain
- Beatriz Ros (amụrụ n'afọ 1974), onye na-agba ọsọ ogologo oge na Spain
- Beatriz Dávila (amụrụ n'afọ 1956), onye Argentina na-agba bọọlụ n'oche nkwagharị
- Beatriz Dizotti (amụrụ n'afọ 2000), onye Brazil na-egwu mmiri
- Beatriz Castillo (amụrụ n'afọ 1954), onye na-agba ọsọ na Cuba
- Beatriz Francisco (amụrụ n'afọ 1996), onye na-eme egwuregwu mmega ahụ nke Brazil
- Beatriz Ferreira (amụrụ n'afọ 1992), onye Brazil na-akụ ọkpọ
- Beatriz Feres (amụrụ n'afọ 1988), onye Brazil na-egwu mmiri, ihe nlereanya na onye na-eme ihe nkiri
- Beatriz Linhares (amụrụ n'afọ 2003), onye na-eme egwuregwu mmega ahụ na Brazil
- Beatriz Futuro (amụrụ n'afọ 1986), onye egwuregwu rugby sevens nke Brazil
- Beatriz Pascual (amụrụ n'afọ 1982), onye na-agba ọsọ na Spain
- Beatriz Pirón (amụrụ n'afọ 1995), onye na-ebu ibu na Dominican
- Bea de Leon (amụrụ n'afọ 1996), onye egwuregwu basketball nke Philippines
- Beatriz Fernández (amụrụ n'afọ 1985), onye na-agba bọọlụ aka na Spain
- Beatriz Martínez (amụrụ n'afọ 1986), onye egwuregwu na-agba ihe ogbugba na Spain
- Beatriz García (amụrụ n'afọ 1970), onye na-agbara Spain bọọlụ ọnọneetiti mba na-agba bọọlụ mba na mba
- Beatriz Vieira (amụrụ n'afọ 2011), onye na-eme egwuregwu mmega ahụ na Brazil
Ndị na-agba egwú
- Beatriz Consuelo (amụrụ 1932-2013), onye Brazil-Swiss na-agba egwú ballet na onye nkuzi ịgba egwú
- Beatriz Stix-Brunell (amụrụ n'afọ 1993), onye America na-agba egwú ballet
Ndị na-egwu egwuregwu chess
- Beatriz Marinello (amụrụ n'afọ 1964), onye America na-eme egwuregwu chess a mụrụ na Chile
- Beatriz Alfonso Nogue (1968-2019), onye na-eme egwuregwu chess na Spain
Ndị ọkà mmụta
- Beatriz Amendola, onye Uruguay-American radiation oncologist
- Beatriz Amélia Alves de Sousa Oliveira Basto da Silva (amụrụ n'afọ 1944), onye nkuzi Portuguese
- Beatriz Barbuy, onye Brazil na-enyocha mbara igweOnye na-ahụ maka ihe ndị dị na mbara igwe
- Beatriz Barba (1928-2021), onye nkuzi Mexico, onye na-amụ banyere ụmụ mmadụ, na onye na-ahụ maka ihe ochie
- Beatriz Susana Cougnet de Roederer (1930-2022), onye ọsụ ụzọ nke physics nke Argentina, ọkachamara na ngalaba nke radiation cosmic na fiziks ọsọ
- Beatriz Galindo (ihe dị ka 1465-1534), onye dọkịta na onye nkuzi Spanish
- Beatriz Jaguaribe, prọfesọ na onye nchịkọta akụkọ nkwukọrịta nke Brazil
- María Beatriz Nofal, onye Argentina na-ahụ maka akụ na ụba
- Beatriz García Vasallo, onye nkuzi Spanish
- Beatriz Nascimento (1942-1995), onye nkuzi Afro-Brazilian na onye na-eme ihe ike
- Beatriz Luna, ọkà mmụta akwara na-emepe emepe
- Paul B. Preciado (amụrụ n'afọ 1970, amụrụ dị ka Beatriz Preciado), onye ọkà ihe ọmụma Spanish
- Beatriz Cortez, onye na-ese ihe na onye ọkà mmụta si El Salvador
- Beatriz Noheda, prọfesọ na Mahadum Groningen na onye nduzi nke Groningen Cognitive Systems and Materials Center (CogniGron)
- Beatriz Santos Arrascaeta (amụrụ n'afọ 1947), onye edemede Uruguay, onye nkuzi, onye na-agụ egwu na onye na-eme ngagharị iwe nke ndị Afrịka
- Beatriz Rico, prọfesọ nke neurobiology mmepe na King's College London
- Beatriz Roldán Cuenya (amụrụ n'afọ 1976), onye sayensị Spanish na-arụ ọrụ na sayensị elu na catalysis
- Beatriz Ghirelli (1915-1992) Injinia Argentine, onye na-ebute ụzọ n'omume ọkọlọtọ
- Beatriz Francisca nke Assis Brandão (1779-1868), onye Brazil na-ede uri, onye ntụgharị, onye na-eti egwu, onye nkụzi na onye na-akwado ụmụ nwanyị
- Beatriz Maggi (1924-2017), onye edemede Cuban, prọfesọ, na onye nkatọ akwụkwọ
- Beatriz Miranda Galarza (amụrụ n'afọ 1971), onye nchọpụta Ecuador
- Beatriz Colomina (amụrụ n'afọ 1952), Ọkọ akụkọ ihe mere eme
Ndị Okpukpe
- Beatriz nke Silva (1424-1492), Onye dị nsọi nke Ndị Kraịst
- Dona Beatriz (1684-1706), onye amụma Congo nke a maara dị ka Kimpa Vita
- Beatriz Ferrari, onye isi ụka nke Uruguay
Ndị na-eme Mkpọsa
- Beatriz Ramírez Abella (amụrụ n'afọ 1956), onye na-eme ngagharị iwe na Uruguay
- Carolina Beatriz Ângelo (amụrụ 1878), onye na-akwado ụmụ nwanyị na onye na-ahụ maka ụmụ nwanyị na Portugal
- Beatriz Pinheiro (1872-1922), onye edemede Portuguese na-eche banyere imeziwanye ikike ụmụ nwanyị
- Beatriz Peniche Barrera (1893-1976), onye edemede, onye nkuzi na onye na-ahụ maka ụmụ nwanyị na Mexico
- Paula Beatriz (amụrụ n'afọ 1971), onye na-eme ngagharị iwe na onye nkuzi na Brazil
Ndị na-ese ihe
- Dulce Beatriz (1931-2021), onye na-ese ihe a mụrụ na Cuba
- Beatriz Milhazes (amụrụ n'afọ 1960), onye Brazil na-ese ihe
- Beatriz Pacheco Pereira (amụrụ n'afọ 1951), onye edemede Portuguese, onye nkuzi, onye na-ese ihe, onye na'akwụkwọ akụkọ, onye nkatọ na ọkachamara na ihe nkiri Portuguese
- Beatriz Mejia-Krumbein (amụrụ n'afọ 1945), onye na-ese ihe na Colombia
- Beatriz Santiago Muñoz (amụrụ n'afọ 1972), onye na-ese ihe na San Juan, Puerto Rico
- Beatriz Zamora (amụrụ n'afọ 1935), onye na-ese ihe na Mexico
- Beatriz Helena Ramos, onye na-ese ihe, onye ọchụnta ego, onye nduzi ihe nkiri, onye na'emepụta ihe na onye na-eme ihe osise
- Beatriz Case (1929-2006), onye na-ese ihe na Mexico
- Beatriz de la Fuente (1929-2005), Onye na-akọ akụkọ ihe mere eme nke Mexico
- Beatriz González (amụrụ n'afọ 1932), onye na-ese ihe, onye na-akpụ ihe, onye nkatọ, onye nlekọta na onye na-akọ akụkọ ihe mere eme
Ndị Odee / Ndị na-ede uri / Ndị nta akụkọ
- Beatriz Bracher (amụrụ 1961), onye edemede Brazil
- Beatriz Doumerc (1929-2014), onye edemede akwụkwọ ọgụgụ ụmụaka nke Argentina
- Beatriz Williams, onye edemede America
- Beatriz Hernanz, onye Spain na-ede uri na onye nkatọ
- Beatriz Bernal, onye edemede Spain
- Beatriz Cienfuegos (1701-1786), onye nchịkọta akụkọ na onye nta akụkọ Spain
- Beatriz Copello, onye edemede Australia, onye na-ede uri, onye na-ede ihe nkiri na onye ọkà n'akparamàgwà mmadụ
- Beatriz Sarlo (1942-2024), onye na-enyocha akwụkwọ na ọdịbendị nke Argentina
- Beatriz Guido (1924-1988), onye edemede na onye edemede nke Argentina
- Beatriz Villacañas (amụrụ n'afọ 1964), onye na-ede uri, onye edemede na onye na-enyocha akwụkwọ
Ndị na-eti egwu
- Beatriz Parra Durango (amụrụ n'afọ 1940), onye na-agụ soprano oge ochie nke Ecuador
- Beatriz de Dia (amụrụ n'ihe dịka ebe afọ 1140), onye a kacha mara na trobairitz
- Beatritz de Romans (nke a na-asụpekwa dịka Beatriz ma ọ bụ Bieiris), onye Trobairitz
- Beatriz Balzi (1936-2001), onye na-akpọ piano na Argentina, prọfesọ na onye na-agụ egwú
- Beatriz Bilbao (amụrụ n'afọ 1951), onye Venezuelan na-ede egwu
- Beatriz Pichi Malen (amụrụ n'afọ 1953), aha egwu nke Norma Beatriz Berretta, onye Argentina na-agụ egwu nke sitere na Ndị Mapuche
- Beatriz Renta (amụrụ n'afọ 1942), onye na-ede egwu n'Argentina, ọkà mmụta egwu, na onye nkuzi
- Beatriz Luengo (amụrụ n'afọ 1982), onye Spain na-agụ egwu
- Beatriz Adriana (amụrụ n'afọ 1958), onye Mexico na-agụ egwú ranchera
- Beatriz da Conceição (1939-2015), onye Portugal na-agụ egwu fado
- Beatriz Lockhart (1944-2015), onye Uruguay na-akpọ piano, onye nkuzi egwu na onye na-ede egwu
- Beatriz Ferreyra (amụrụ n'afọ 1937), onye na-ede egwu n'Argentina
Ndị ndọrọ ndọrọ ọchịchị na ndị ọrụ gọọmentị
- Beatriz Rojkés nke Alperovich (amụrụ n'afọ 1956), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Argentina
- Beatriz Argimón (amụrụ n'afọ 1961), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uruguay
- Beatriz Artolazabal (amụrụ n'afọ 1970), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Spain
- Beatriz Allende (1943-1977), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye na-eme mgbanwe na Chile
- Beatriz Corredor (amụrụ n'afọ 1968), onye ọka iwu na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na Spain
- Beatriz Merino (amụrụ n'afọ 1947), naanị nwanyị bụ praịm minista nke Peru
- Beatriz Hevia (amụrụ n'afọ 1992), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Chile
- Beatriz Carrillo (amụrụ n'afọ 1975), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye ọka iwu na Spain
- Beatriz Gutiérrez Müller (amụrụ n'afọ 1969), onye bụbu nwunye onye isi ala Mexico
- Beatriz Valle (amụrụ n'afọ 1966), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Honduras
- Beatriz Porée (amụrụ 1966/67), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Jersey
- Beatriz Cervantes Mandujano (amụrụ n'afọ 1976), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Mexico
- Beatriz Paredes Rangel (amụrụ n'afọ 1953), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Mexico
- Beatriz Rosselló (amụrụ n'afọ 1985), onye bụbu nwunye onye isi ala Puerto Rico na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Puerto Rico
- Beatriz Sánchez (amụrụ n'afọ 1970), onye nta akụkọ na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Chile
- Beatriz Ofelia de León (amụrụ n'afọ 1964), Onye isi nwanyị mbụ nke Ụlọikpe Kasị Elu nke Guatemala
- Beatriz Jiménez Linuesa (amụrụ n'afọ 1985), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Spain
- Beatriz Buchili, onye ọka iwu Mozambique
- Beatriz Zavala (amụrụ n'afọ 1957), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Mexico
- Beatriz Magaloni (amụrụ n'afọ 1968), onye sayensị ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke Mexico
- Beatriz Fanjul (amụrụ n'afọ 1991), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Spain
Ndị A na-elere elere
- Ana Beatriz Barros, (amụrụ n'afọ 1982), onye Brazil a na-elere elere
Ndị na-atụpụta ụkpụrụ ụlọ
- Beatriz del Cueto (amụrụ n'afọ 1952), onye Puerto Rica na-atụ ụkpụrụ ụlọ amụrụ na Cuban
- Beatriz Ramo (amụrụ n'afọ 1979), onye Spain na-ese ụkpụrụ ụlọ na onye na-ahụ maka nhazi obodo mepere emepe
- Beatriz Peschard, onye na-ese ụkpụrụ ụlọ na Mexico
Ndị ọchụnta ego
- Beatriz Acevedo, onye ọchụnta ego America
Ụmụ nwanyị na-eme ihe nkiri
- Beatriz Aguirre (1926-2019), onye na-eme ihe nkiri na telivishọn na Mexico
- Beatriz Batarda (amụrụ n'afọ 1974), onye na-eme ihe nkiri na Britain na Portugal
- Beatriz Bonnet (1930-2020), onye Argentina na-eme ihe nkiri telivishọn na onye mkpaọchị.
- Beatriz Carvajal (amụrụ n'afọ 1949), onye na-eme ihe nkiri na Spain
- Beatriz Costa (1907-1996), onye Portugal na-eme ihe nkiri
- Beatriz Escalona (1903-1979), onye America na-eme ihe nkiri mkpaọchị
- Beatriz Segall (1926-2018), onye Brazil na-eme ihe nkiri
- Beatriz Segura (amụrụ n'afọ 1975), onye Spain na-eme ihe nkiri
- Beatriz Rente (1858-1907), onye na-eme ihe nkiri na Portugal
- Beatriz Rico (amụrụ n'afọ 1970), onye na-eme ihe nkiri na Spain
- Bia Nunnes (amụrụ n'afọ 1958), onye Brazil na-eme ihe nkiri
- Beatriz Saavedra, onye na-eme ihe nkiri na Mexico
- Beatriz Shantal, onye na-eme ihe nkiri na Mexico, onye na -abụ abụ, na onye a na-elere elere
- Beatriz Sheridan (1934-2006), onye na-eme ihe nkiri na onye nduzi ihe nkiri nke Mexico
- Ana Martín (amụrụ n'afọ 1947), onye na-eme ihe nkiri na Mexico (amụrụ dịka Beatriz Solorzano)
- Ana Beatriz Nogueira (amụrụ n'afọ 1967), onye Brazil na-eme ihe nkiri
- Beatriz Michelena (1890-1942), onye America na-eme ihe nkiri a na-adịghị ekwu okwu na ya
- Beatriz Montañez (amụrụ n'afọ 1977), onye Spain na-eme ihe nkiri na TV
- Beatriz Monteiro (amụrụ 1999), onye na-eme ihe nkiri na Portugal
- Beatriz Spelzini, onye na-eme ihe nkiri na Argentina
- Beatriz Taibo (1932-2019), onye na-eme ihe nkiri na TV nke Argentina
- Beatriz Thibaudin (1927-2007), onye na-eme ihe nkiri fim, ihe nkiri nkwágó na ihe nkiri telivishọn nke Argentina
- Stephanie Beatriz (amụrụ n'afọ 1981), onye America na-eme ihe nkiri
- Beatriz Salomón (1953-2019), onye na-eme ihe nkiri na Argentina
- Beatriz Valdés (amụrụ n'afọ 1963), onye na-eme ihe nkiri na Cuba-Venezuela
Ndị na-ede ihe nkiri / ndị nduzi ihe nkiri
- Beatriz Flores Silva (amụrụ n'afọ 1956) Onye nduzi ihe nkiri Uruguay-Belgium
- Beatriz Azurduy Palacios (1952-2003), onye nduzi ihe nkiri Bolivia
- Beatriz Seigner, onye nduzi ihe nkiri na onye edemede ihe nkiri Brazil
Ndị A ma Ama
- Beatriz Trapote, onye mgbasa ozi Spain
- Beatriz Saw (amụrụ n'afọ 1985), onye ama ama na TV Filipino
Ihe ndị ọzọ
- Beatriz Enríquez de Arana (1467-1521), nwanyị onye nwe Christopher Columbus
- Beatriz Canedo Patiño, onye na-emepụta ejiji na Bolivia
- Beatriz de Palacios, onye agha Africa na Spain
Àgwà Ndị e chepụtara echepụta
- Beatriz DaCosta, nnukwu dike nke DC Comics nwere njirimara ọzọ Green Fury na Green Flame
- Beatriz Aurora Pinzón Solano, onye isi nke telenovela Colombian Yo soy Betty, la fea Abụ m Betty, onye ọjọọ
- Beatriz Garcia, aka Penny Century, àgwà echepụtara echepụta na usoro akwụkwọ na-atọ ọchị Love and Rockets, nke Lo Bros Hernandez dere
- Beatriz Almazán, El maleficio (ihe nkiri TV nke 2023)
- Beatriz San José (nke Cynthia Klitbo mere na telenovela Amor amargo)
- Beatriz, N'okpuru Nchịkwa Ya (2022)
Ihe nkiri / Ihe ngosi TV
- Beatriz na Nri Anyasị (2017)
- Beatriz, The Wife (nke a ka ga-ewepụta)
- Beatriz (1976)
- Agha Beatriz (2013)
Aha ebe Gasị
- Santa Beatriz, agbata obi dị na Peru
- Beatriz, Cidra, Puerto Rico
- Beatriz, Caguas, Puerto Rico
- Beatriz, Cayey, Puerto Rico
Hụkwa
- Beatrice (disambiguation)
- Beatrix (disambiguation)
- Beatriz (disambiguation)
- Beata
Edensibịa
- ↑ Beatriz -Baby names origin. Baby Names World. Archived from the original on 2011-07-18. Retrieved on 2009-12-17.
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.