Bebele language

Bebele
Spoken in: Cameroon
Total speakers: 24,000
Language family: Nnijer–Kongo
 Atlantic–Congo
  Benue–Congo
   Southern Bantoid
    Bantu (Zone A)
     Beti
      Bebele
Language codes
ISO 639-1: none
ISO 639-2:
ISO 639-3: beb

Bebele (Bamvele, Bëbëlë) bụ asụsụ Bantu dịna Cameroon. Nghọta dịna ya na olumba ndị ọzọ dị ka Ewondo na Fang.

Ụdị dị iche iche

Otu Bémbélé gụnyere asụsụ ndị agbata obi niile na-ekwu na ha bụkwa ndị otu Eki. Ndị a bụ Bebele (Bembélé), Yasám, Yekaba, Yesamba, Bajia, Bafék, na Yanavok.[1] Bémbélé gụnwere Bébélé (Bamvele), Yébaka, Yesamba, na Bajia, akụkụ dum nke ngalaba Haute Sanaga, nke dị n'ebe ndịda Osimiri Sanaga (n'ime obodo Minta, Nanga-Ebogo, Bibé, na Nsem). Ka ọ dị ugbu a, "Feuk", Yangavék (Yangafeuk), na Bafék (Bafeuk) dị n'ebe ugwu nke Osimiri Sanaga (na obodo Ntui), na Yasém (Asem) dị na Yassem na njedebe ugwu nke obodo Ngoro (nke Mbam-et-Kim). Bémbélé tokwara banye mpaghara Ọwụwa Anyanwụ na ngalaba Lom-et-Djerem (Diang communi) na Haut-Nyong (Nguélémendouka communi).[1]

Atụmatụ na ekwu na madụ puku iri ise na isii, narị abụọ na asụ asụsụ a (Djomeni 2004).[1]

Edensibia

  1. 1.0 1.1 1.2 (2012) in Binam Bikoi: Atlas linguistique du Cameroun (ALCAM), Atlas linguistique de l'Afrique centrale (ALAC) (in fr). Yaoundé: CERDOTOLA. ISBN 9789956796069. Binam Bikoi, Charles, ed. (2012). Atlas linguistique du Cameroun (ALCAM) [Linguistic Atlas of Cameroon]. Atlas linguistique de l'Afrique centrale (ALAC) (in French). Vol. 1: Inventaire des langues. Yaoundé: CERDOTOLA. ISBN 9789956796069.

Content Disclaimer

Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.

  1. The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
  2. There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
  3. It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
  4. Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
  5. Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.