Bryan Washington
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
| Aha enyere | Bryan |
| Aha ezinụlọ ya | Washington |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 22 Eprel 1993 |
| Ebe ọmụmụ | Kentórkị |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | ode akwukwo ifo, odee akwụkwọ, short story writer |
| Ụdị ọrụ ya | creative and professional writing |
| Onye were ọrụ | Rice University |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Houston, LSU New Orleans |
| Ebe obibi | Katy |
| Ebe ọrụ | Houston |
| Agbụrụ | Ndi Afrika nke Amerika |
| Webụsaịtị | https://brywashing.com/ |
Bryan Washington (amụrụ n'ọnwa Ọktoba afọ 1993) bụ onye edemede America. O bipụtara nchịkọta akụkọ mkpirikpi mbụ ya, nke a kpọrọ Lot, na 2019 na akwụkwọ akụkọ, Memorial, na 2020.[1]
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
A mụrụ Washington n'ọnwa Ọktoba afọ 1993 na Kentucky wee kwaga Katy, Texas mgbe ọ dị afọ atọ.[2][3] Ọ maara na ọ bụ nwoke na-edina nwoke ibe ya mgbe ọ dị obere mana ọ pụtaghị n'ụzọ doro anya, na-atụ egwu nke ịkpa ókè. Ọ gụsịrị akwụkwọ na James E. Taylor High School na 2011.[3] Washington gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Houston wee nweta nzere BA na Bekee, wee gaa n'ihu na agụmakwụkwọ ya na Mahadim New Orleans ebe ọ gụsịrị akwụkwọ nwere MFA.[4]
Ọrụ
Lot, usoro akụkọ mkpirikpi jikọtara ọnụ na Houston, nke Riverhead bipụtara n'afọ 2019.[4] Akwụkwọ ahụ na-elekwasị anya na Nicolás, nwa okorobịa nke agbụrụ ndị Africa America na Latino America nke na-arụ ọrụ na ụlọ oriri na ọṅụṅụ ezinụlọ ya mgbe ọ na-anabata mmekọahụ ya.[5] Akwụkwọ ahụ bụ ihe mmeri nke 2019 Ernest J. Gaines Award for Literary Excellence, 2020 Dylan Thomas Prize, na 2020 Lambda Literary Award for Gay Fiction.[6][7][8]
E bipụtara akwụkwọ akụkọ mbụ nke Washington nke a kpọrọ Memorial, na Ọktoba 27, 2020.[9] Tupu mbipụta ya, A24 zụrụ ikike iji gbanwee akwụkwọ akụkọ ahụ maka telivishọn, ebe Washington na-agbanwe akwụkwọ akụkọ ya.[10]
Washington na-ekwu okwu n'asụsụ Bekee na Mahadum Rice, ebe na Julaị 2020 e mere ya George Guion Williams Writer in Residence and Scholar in Residence for Racial Justice.[3]
Akwụkwọ ọgụgụ
Akwụkwọ
- (2019) Lot: Stories. Riverhead Books. ISBN 978-0-525-53367-2.
- (2020) Memorial: A Novel. Riverhead Books. ISBN 978-0-593-08727-5.
Ebensidee
- ↑ Luis Alberto Urria, "In Bryan Washington’s ‘Lot,’ Stories Reveal Houston’s Hidden Borders". The New York Times, May 14, 2019.
- ↑ Bird (2020-09-24). Writer Bryan Washington Brings Another Side of Houston to Life (en-US). Texas Highways. Retrieved on 2020-11-24.
- ↑ 3.0 3.1 3.2 Wolf (2020-10-27). Bryan Washington's New Novel Highlights LGBTQ Life in Houston (en-US). OutSmart Magazine. Archived from the original on 2020-11-01. Retrieved on 2020-11-24.
- ↑ 4.0 4.1 Bryan Washington | Rice University Department of English. Archived from the original on 2022-07-12. Retrieved on 2022-06-20.
- ↑ Colin Grant, "Lot by Bryan Washington review – tough but tender stories". The Guardian, August 7, 2019.
- ↑ Johnson. "Houston writer Bryan Washington to receive Gaines Award", Associated Press, January 30, 2020. Retrieved on February 26, 2020.
- ↑ Alison Flood, "Bryan Washington's 'kickass' short stories win £30,000 Dylan Thomas prize". The Guardian, May 14, 2020.
- ↑ Erin Vanderhoof, "The Winners of the 32nd Annual Lambda Literary Awards". Vanity Fair, June 1, 2020.
- ↑ David Canfield, "Bryan Washington on why he's calling his debut novel a 'gay slacker dramedy'". Entertainment Weekly, February 14, 2020.
- ↑ Fleming (October 13, 2020). A24 Wins Hot Novel 'Memorial' By Bryan Washington For TV Division. Deadline. Retrieved on October 17, 2020.
Njikọ mpụga
- Official website
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.