Colonel Dinar

Colonel Dinar
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịChad Dezie
Aha pseudonymColonel Dinar Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1987 Dezie
Ebe ọmụmụNiǧāmīnā Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya18 Febụwarị 2020 Dezie
Ebe ọ nwụrụKousséri Dezie
Ebe oliliNiǧāmīnā Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic, French Dezie
Ọrụ ọ na-arụhumorist Dezie
Colonel Dinar
Born
Died
OccupationComedian

Colonel Dinar (aha ihe nkiri nke Abdelsalam Mahamat) (1987 ruo 18 Febụwarị 2020) bụ onye na-eme ihe ọchị na Chad.[1]

Akụkọ ndụ

Nwa nke abụọ a mụrụ n'ezinụlọ ya, Dinar hapụrụ ụlọ akwụkwọ mgbe ọ chọpụtara nkà ya na ihe ọchị. Ọ malitere ime ihe nkiri ma sonye na mmepụta mbụ ya n'afọ 2008. Ihe ngosi izizi ya n'elu ikpo okwu mere na Institut français du Tchad n'afọ 2012.[2] Mgbe ahụ, ọ malitere ihe ngosi na-atọ ọchị, na ihe omume ndị dịka Africa stand up na Parlement du rire. Ọ na-emekarị ihe nkiri nke onye colonel na-ahụ mba n'anya.[3]

N'abalị iri na asatọ n'ọnwa Febụwarị n'afọ 2020, ndị ikom abụọ na-anwa izuru ekwentị ya mara Colonel Dinar mma n'isi na obi mgbe ọ na-alaghachi Chad site na ihe ngosi na Cameroon.[4] E liri ya na 19 Febụwarị 2020 na Cimetière de Lamadji na N'Djamena .

Edemsibịa

  1. Assassinat de colonel Dinar : " Le Tchad perd un grand fils de la culture ", Moussa Faki Mahamat (French). Tchadinfos.com (20 February 2020).
  2. Culture : mort à 33 ans, Colonel Dinar laisse deux orphelins (French). Tchadinfos.com (19 February 2020). Archived from the original on 17 June 2021. Retrieved on 20 June 2022.
  3. Assassinat du Colonel Dinar : A la découverte d’un homme au parcours artistique atypique (French). Tournaï Web Medias (19 February 2020). Archived from the original on 15 August 2022. Retrieved on 20 June 2022.
  4. Mort de l'artiste tchadien Colonel Dinar : que s'est-il passé (French). Alwihda (18 February 2020).

Content Disclaimer

Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.

  1. The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
  2. There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
  3. It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
  4. Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
  5. Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.