Disdrometer

Disdrometer bụ ngwá ọrụ eji atụle nkesa nha na ọsọ nkè hydrometeors na-ada. Ụfọdụ disdrometers nwèrè ike ịmata ọdịiche dị n'etiti mmiri ozuzo, graupel, na akụ́ mmiri igwe.[1]
Ojiji màkà disdrometers dị ọtụtụ. Enwèrè ike iji ha mee ihe màkà njikwa okporo ụzọ, nyocha sayensị, usoro nyocha ọdụ ụgbọ elu, na hydrology. Disdrometers kachasị ọhụrụ na-eji teknụzụ microwave ma ọ bụ laser. Enwèrè ike iji disdrometers vidiyo 2D nyochaa mmiri ozuzo na snowflakes.[2]
Hụkwa
- Ihe ọ̀tụ̀tụ̀ mmiri ozuzo
- Ihe ọ̀tụ̀tụ̀ snow
Edensibia
- ↑ ARM Research Facility.
- ↑ Islam (2012). "A Joss-Waldvogel disdrometer derived rainfall estimation study by collocated tipping bucket and rapid response rain gauges". Atmospheric Science Letters 13 (2): 139–150. DOI:10.1002/asl.376.
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.