Eba

Eba
nrị, dish, human food
Obere ụdị nkeNri ọnụnọ, dish Dezie
KọntinentEluàlà Dezie
Mba/obodoNaijiria Dezie
Ụmụ amaala kaNdi Yoruba Dezie
Mba osiNaijiria, Benin, Togo Dezie
Ihe ejị mee yaGarri, hot water Dezie
Usoro mmepụtafrying Dezie
Ndị ji ya eme iheiri nri Dezie
Eba.
Eba served with Fresh fish banga soup in a clay pot.
African dish,,Egusi Soup and Eba

Eba bu aha ana-kpo gari emerre-emerre, gba miri oku ta erie ya na ofe. Ndi Igbo n'eri eba na nke ukwu, ma ndi Ijebu, otu ndi Yoruba. Otu ofe ndi Igbo n'eri m'eba bu ofe-egusi.

Maka ya

Eba bu gari emere eme n'ala Igbo. Ndi Yoruba kporo ya eba. A bia n'ala Igbo, ofe e ji eri eba erika. Eji ofe achi, ofe ede, ofe onugbu,apucheka na akpurata eri eba. Mana ndi akachasi eri gunyere egusi na ogbono ma obukwan ofe okro. Na oge gboo ndi okenye anaghi ekwe eri gari n'ala Igbo. Ha na-asi na obu naani umu akwukwo na- eri gari. Mana ugbua onye obula na-erizi ya. Okenye ma nwatakiri. Gari atoka ma ejiri ofe a kworo aka sie were na-eri ya. Ofe e ji eri ya a na-etinye ya azu, okporoko, anu ewu, anu efi ma obu anu nchi.

Lee nke ozo


Content Disclaimer

Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.

  1. The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
  2. There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
  3. It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
  4. Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
  5. Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.