Ededem Essien
Ededem Edem Essien (amụrụ n'abalị iri na anọ n'ọnwa Eprel n'afọ 1998) bụ onye Naijiria na-agba bọọlụ nke na-agba ọsọ dị ka onye na-agbachitere etiti.
Ọrụ
N'ụbọchị nke abụọ n'ọnwa Ọgọstụ afọ 2023, Essien bịanyere aka na nkwekọrịta afọ abụọ na klọb Russian Premier League Pari Nizhny Novgorod . [1] O mere mpụta mbụ ya maka Pari na 8 Ọgọst 2023 na egwuregwu iko Russia megide Spartak Moscow . [2] Essien mere Russian Premier League mbụ ya na 14 Ọgọst 2023 megide Akhmat Grozny.[3]
Na 9 n'ọnwa Jenụwarị afọ 2024, otu egwuregwu Premier League nke Kazakhstan bụ Tobol kwupụtara mbinye aka nke Essien.[4]
Edensibịa
- ↑ Эссьен Эдедем – в "Пари Нижний Новгород" (ru). FC Pari Nizhny Novgorod (2 August 2023). Archived from the original on 12 August 2023. Retrieved on 11 May 2026.
- ↑ Spartak v Pari game report (ru). Russian Football Union (8 August 2023). Archived from the original on 4 August 2023. Retrieved on 8 August 2023.
- ↑ Pari NN v Akhmat game report (14 August 2023).
- ↑ Эссьен Эдедем – "Тобыл" ойыншысы (Kazakh). facebook.com/FcTobol. FC Tobol Facebook (9 January 2024). Retrieved on 9 January 2024.
Njikọ mpụga
- Ededem Essienn'okporo ụzọ bọọlụ
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.