Edward Chiwawa
Edward Chiwawa
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Zimbabwe |
| Aha enyere | Edward |
| Aha ezinụlọ ya | Chiwawa |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 9 Maachị 1935 |
| Ụbọchị ọnwụ ya | Ọktoba 2022 |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye na-akpụ ihe ọkpụkpụ |
| Ụdị ọrụ ya | art of sculpture |
Edward Chiwawa (a mụrụ n'afọ 1935) bụ onye Zimbabwe na-akpụ ihe. A mụrụ ya n'ebe ugwu ọdịda anyanwụ nke Guruve. Ọ mụtara ịkpụ ihe site n'iso nwa nwanne nna ya bụ Henry Munyaradzi rụọ ọrụ. Site na 1971 ruo 1973 ọ bụ onye bi na Tengenenge Sculpture Community. A na-ahụkarị ihe ọkpụkpụ ya nke ọma. Chiwawa egosila na Europe na Australia.
Ebensidee
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.