Ekwe

ekwe
ụdị ngwá egwu
Obere ụdị nkeslit drum Dezie
Nwere ojijimmemme Dezie
Ụmụ amaala kaEnugwu Steti, Ndị Igbo Dezie
Mba osiNaijiria Dezie
Ihe ejị mee yańkú Dezie
Ndị ji ya eme iheNdị Igbo Dezie
Nkewa Hornbostel-Sachs111.243 Dezie
Wooden drum

Ekwe(Mkpọputa) bụ ngwa egwu ọdịnala ndị Igbo . Ekwe bụ ụdị ngwa égwu nwere oghere n'ime osisi a kpọpụtara akpọputa. Osisi eji eme ekwe na-abụkarị ogwe osisi. Ekwe na-abịa n'ụdị dị iche iche, nhazi ya na-esite na ebumnuche eji eme ya. Enwere ike iji ekwe mee emume omenala, ma ọ bụ were ya mee egwu. A na-ejikwa ekwe ezikorita ozi dị ka ụdị mkparịta ụka, nye ndị ọzọ nọ n'ebe dị anya n'oge gara aga. Ekwe na-enye uda dị iche iche ma n'oge emume ma n'oge mberede. [1]

Wooden gong

Edensibia

  1. IGBO MUSICAL INSTRUMENTS. Umunna.org. Archived from the original on 10 March 2021. Retrieved on 19 April 2021.

Content Disclaimer

Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.

  1. The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
  2. There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
  3. It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
  4. Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
  5. Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.