Fipa language

Fipa language
asụsụ, modern language
Obere ụdị nkeNyika-Safwa Dezie
Mba/obodoTanzania Dezie
Ụmụ amaala kaRukwa Region, Tanga Dezie
Usoro ederedeLatin script Dezie
Ọkwa asụsụ Ethnologue6a Vigorous Dezie

Fipa (Fipa: Ichifipa) bụ asụsụ Bantu nke Tanzania . Ọ bụ ndị Fipa na-asụ ya, ndị bi na Ufipa plateau na Mpaghara Rukwa nke Ndịda ọdịda anyanwụ Tanzania n'etiti Odo mmịrị Tanganyika na Odo mmịrị Rukwa. Agbụrụ nke ndị Fipa buru ibu karịa ndị na-asụ asụsụ Fipa. Na ala Tanzania, ndị enere ike ikowa ndị na-asụ Mambwe-Lungu dị ka Fipa ma were asụsụ ha dị ka olumba Fipa. A na-asụkwa Lungu na Mambwe na Zambia ebe ewere ha dị ka asụsụ na ndị na-asụ asụsụ a dị ka agbụrụ n'onwe ha, kama na ndị ọkà mmụta asụsụ na-ewere Lungu na Mambwe dị ka olumba n'ime otu asụsụ. E nwere olumba atọ: Milanzi (nke a na-akpọkwa IchiSukuuma), Kwa (Ichikwa) na Nkansi. Maho (2009) kewara M.131 Kulwe (Kuulwe, enweghị koodu ISO) dị ka nke kacha yie Fipa. Ma ọ bụghị ya, olumba ndị ahụ bụ Milanzi (Fipa-Sukuma, Icisukuuma), South Fipa, Kandaasi (Icikandaasi), Siiwa (Icisiiwa), Nkwaamba (Icinkwaamba), Kwa (Icikwa), Kwaafi (Ickwaafi), Ntile (Icintile, Cile), Peemba (Icipeemba).

Edensibia

Content Disclaimer

Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.

  1. The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
  2. There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
  3. It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
  4. Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
  5. Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.