Focus...
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
| Aha ọmụmụ | Bernard Edwards Jr. |
| Aha pseudonym | Focus... |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 20. century |
| Ebe ọmụmụ | Manhattan |
| Ńnà | Bernard Edwards |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye na-emeputa ihe ndeko, odee egwu, rapper, onye na-abụ abụ |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 1999 |
| Ngwa egwu | Bass guitar, Jita, olu egwụ |
| Ụdị | egwu hip hop |
| Akara ndekọ | Aftermath Entertainment |
Bernard Edwards Jr. (amụrụ na Nọvemba 6, 1972), nke a maara dị ka Focus..., bụ ónyé America na-emepụta egwu si New York City.[1] O nwetara nnukwu nkwado na ụlọ ọrụ egwu mgbè ọ bịanyere áká na Dr. Dre's Aftermath Entertainment, na 2002. Kemgbe ahụ, o mepụtara egwu màkà ọtụtụ ndị omenkà ama ama, gụnyere Dr. Dre, Eminem, Kendrick Lamar, Snoop Dogg, Rick Ross, John Legend, The Game, Ice Cube, Busta Rhymes, Fabolous, 50 Cent, Schoolboy Q, Joe, Christina Aguilera, Jennifer Lopez, Beyoncé, Lil Wayne, Ameriie, Christina Millian, Mac Dre, Marsha Ambrosius na ndị ọzọ.[2]
Ndụ na ọrụ
Focus... bụ nwa nwoke nké Bernard Edwards nwụrụ anwụ, ónyé guzobere disko na R&B band Chic.[2] A mụrụ ya na Manhattan, New York City, ma zụlite ya na Tri-State Region.[2] Edwards Jr. na-eto nna ya màkà ịhụnanya ya maka mmepụta nke egwu, nke ọ mepụtara site na nwata, na-aga ọtụtụ oge studio na nna ya.[2]
Edensibia
- ↑ Focus – artist. rateyourmusic.com. Sonemic, Inc.. Retrieved on November 29, 2019.
- ↑ 2.0 2.1 2.2 2.3 "a.Fam MySpace"
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.