Fugueuse
Fugueuse
| Derivative work | Runaway |
|---|---|
| Isiokwu nlebanya | commercial sexual exploitation of children |
| Onye mgbasa ozi mbụ | TVA |
| Mba osi | Kánada |
| Oge obidoro | 8 Jenụwarị 2018 |
| Oge ngwụcha | 9 Maachị 2020 |
| Onye nduzi | Éric Tessier |
| Odee akụkọ ihe nkiri | Michelle Allen |
| Ebe akụkọ | Montreal |
| Webụsaịtị | https://www.qub.ca/tvaplus/tva/fugueuse |
Fugueuse (Runaway na Bekee) bụ usoro ihe nkiri telivishọn French Canada nke malitere na Jenụwarị 8, 2018, na TVA .[1] Usoro ihe nkiri a gosịrị Ludivine Reding dị ka Fanny Couture, nwa agbọghọ nọ n'afọ iri na ụma sitere na ezinụlọ dịtụ ala, onye e ji ụzọ aghụghọ kwanye n'ụwa ndi akwụna site na netwọk nke ndị na-azụ ahịa mmadụ .[2]Atụmatụ ahụ na-aga n'ihu afọ anọ ka e mesịrị na Oge nke 2, nke malitere na Jenụwarị 6, 2020.
Ndi mere ya
- Ludivine Reding: Fanny Couture
- Lynda Johnson: Mylene Couture, nne Fanny
- Claude Legault: Laurent Couture, nna Fanny
- Jean-François Ruel: Damien Stone/Antoine Tremblay
- Danielle Proulx: Manon, nne nne Fanny
- Kimberly Laferrière: Natacha
- Laurence Latreille: Ariane Béliveau-Leduc
- Camille Felton: Jessica Rivet-De Souza
- Amadou Madani Tall: Fred
- Iannicko N'Doua-Légaré: Carlo Stevenson
- Geneviève Rochette: Sylvie Béliveau, nne Ariane
- Stéphane Crête: Nna Ariane
- Charlotte Aubin: Peggy, nne nne Ariane
Ndị ọrụ mmepụta ihe
- Usoro nke Michelle Allen mepụtara
- Onye nduzi ya bụ Eric Tessier
- Egwú nke Christian Clermont
- Nke François Rozon na Vincent Gagné mepụtara
- Mmepụta EncoreTelevision
- Netwọk mbụ: TVA
Ihe nrite
- Prix Gémeaux 2018 :
- Onye na-eme ihe nkiri kachasị mma na ọrụ nkwado : Claude Legault[3]
Ntụaka
- ↑ FUGUEUSE - Piégée par amour - Dès le 8 janvier, 21 h. Groupe TVA (December 13, 2017). Retrieved on July 31, 2019.
- ↑ Faguy (January 25, 2019). 15 Quebec French-language TV series you should consider watching. Montreal Gazette. Retrieved on July 29, 2019.
- ↑ Gémeaux: il ne manquait que "Fugueuse". Le Soleil (2018-09-16). Retrieved on 2019-07-31.
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.