Gloria Chinasa

Gloria Chinasa
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereGloria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya8 Disemba 1987 Dezie
Ebe ọmụmụOwẹrrẹ Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
Ụdị egwuregwufootbọl Dezie

Gloria Chinasa Okoro (a mụrụ n'ụbọchị nke 8 n'ọnwa Disemba nke afọ 1987), nke a maara dị ka Gloria Chinasa, bụ onye Naijiria bụ onye na-eme egwuregwu bọọlụ. A mụrụ na Naịjirịa, ọ gbara bọọlụ na Equatorial Guinea .

Ọrụ klọb

A mụrụ Chinasa ma zụlite ya na Naijiria. Ọ malitere ọrụ ya na klọb Rivers Angels nke dị Port Harcourt . N'afọ 2005, ọ gbara bọọlụ megide otu klọb nke Equatorial Guinea were nye goolu atọ. Mgbe nke ahụ gasịrị, ọ natara ọrụ maka igwu egwuregwu bọọlụ na Equatorial Guinea women's national team , ọ nakwere.

Chinasa gbara bọọlụ na 2011 World Cup, bụ ebe ọ a malite egwuregwu nke mba Ọstrelia meriri ha iji goolu 3-2. [1]

Ka iko mbaụwa ahụ gachara, Chinasa binyere aka maka ị gbara otu ọkaibe nke Polandi bụ Unia Racibórz bọọlụ. Ọ nyere naanị otu goolu otu egwuregwu ahụ nyere na 2011–12 Champions League megide Pallokerho-35 . [2]

N'ụbọchị nke 28 n'ọnwa Ọktoba nke afọ 2006, Chinasa nyere goolu nke mbụ na akụkọ ihe mere eme nke Equatorial Guinea na African Women Championship . [3] Ọ ghọkwara onye mmeri nke Afrịka na asọmpi emere n'afọ 2008 na 2012 .

Goolu mba ụwa

Goolu na nsonaazụ ndị e depụtara aha ha Equatorial Guinea bu ụzọ nweta

Ọnụọgụ. Ụbọchị Ebe Onye mmegide Goolu Nsonaazụ Asọmpi
1
28 Ọktoba 2006 Oleh, Delta, Nigeria link=|border Nigeria
1–2
2–4
2006 African Women's Championship
2
18 Nọvemba 2008 Estadio de Malabo, Malabo, Equatorial Guinea link=|border Congo
1–1
5–2
2008 African Women's Championship
3
21 Nọvemba 2008 link=|border Mali
1–0
1–1
4
23 Mee 2010 Sam Nujoma Stadium, Windhoek, Namibia link=|border Namibia
5–1
5–1
2010 African Women's Championship qualification
5
5 Nọvemba 2010 Sinaba Stadium, Daveyton, South Africa link=|border Ọljirịa
1–0
1–0
2010 African Women's Championship
6
8 Nọvemba 2010 link=|border Ghana
3–1
3–1
7
28 October 2012 Estadio de Malabo, Malabo, Equatorial Guinea link=|border South Africa
1–0
1–0
2012 African Women's Championship
8
31 October 2012 link=|border DR Congo
3–0
6–0
9
7 Nọvemba 2012 link=|border Kameruun
1–0
2–0
10
11 Nọvemba 2012 link=|border South Africa
4–0
11
4–0
12
18 Julaị 2015 National Stadium, Abuja, Nigeria link=|border Nigeria
1–1
1–1
2015 CAF Women's Olympic Qualifying Tournament
13
9 Juun 2018 Estadio de Malabo, Malabo, Equatorial Guinea link=|border Kenya
1–0
2–0
2018 Africa Women Cup of Nations qualification

Nkwanyeugwu na onyinye

Klọb

Estrellas de Waiso Ipola

  • Liga Nacional de Fútbol Femenino: 2018

Nrụtụaka

  1. FIFA Player Statistics: CHINASA. FIFA.com. Retrieved on 29 September 2018.
  2. [1] UEFA
  3. [2] FIFA

Njikọ dị na mpụga

  • Gloria Chinasa – FIFA competition record
  • Gloria Chinasa – UEFA competition record

Content Disclaimer

Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.

  1. The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
  2. There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
  3. It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
  4. Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
  5. Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.