Independence House

Independence House
Independence House

Independence House bụ ụlọ ọrụ arụrụ dị ógó ụlọ elu iri abụọ na ise. Ụlọ a adịla anya ọ dịwara na Tafawa Balewa Square, Onikan Lagos.[1]

Gọọmentị Britain nyefere ụlọ ọrụ a dị ka ihe akaebe na dịka nkwado dị mma maka nnwere onwe Naịjirịa site n'aka mba Britain n'afọ 1960.[2]

E ji okwute siri ike wuo ụlọ ahụ, ụlọ ahụ nwere nnukwu ụlọ ọrụ ya na isi ụlọ ọrụ nchekwa n'oge ọchịchị Babangida ma bụrụ nke a na-akpọkarị Ụlọ Nchebe. N'afọ 1993, mpaghara ụlọ a gbara ọkụ ma kemgbe ihe ahụ mere, a naghị elekọta ụlọ ahụ nke ọma.[2]

Edensibia

Content Disclaimer

Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.

  1. The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
  2. There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
  3. It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
  4. Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
  5. Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.