Issiaka Koudize
Issiaka Koudize
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Niger |
| Aha enyere | Issiaka |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 3 Jenụwarị 1987 |
| Ebe ọmụmụ | Niamey |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Ndị otu bọọlụ mba Niger, Coton Sport FC de Garoua |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
| So na | 2012 Africa Cup of Nations, 2013 Africa Cup of Nations |
Issiaka Koudize (ka amụrụ n'ụbọchị nke 3 n'ọnwa Jenụwarị n'afọ 1987) bụ onye Nigerien na-agba bọọlụ, onye na-agbara klọb Cameroon Coton Sport na Elite One .[1] A kpọrọ ya n'ime otu egwuregwu bọọlụ mba Niger ma gbaa egwuregwu atọ niile nke 2012 Africa Cup of Nations dị ka onye na-egwu egwuregwu.[2][3]
Edensibia
- ↑ Niger - I. Koudizé - Profile with news, career statistics and history - Soccerway (en). int.soccerway.com. Retrieved on 2018-03-26.
- ↑ Niger vs. Morocco - 31 January 2012 - Soccerway (en). int.soccerway.com. Retrieved on 2018-03-26.
- ↑ Niger vs. Tunisia - 27 January 2012 - Soccerway (en). int.soccerway.com. Retrieved on 2018-03-26.
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.