Jessica Thomas
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Ostraliya |
| Aha enyere | Jessica |
| Aha ezinụlọ ya | Thomas |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 21 Julaị 1984 |
| Ebe ọmụmụ | Mitcham |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French |
| Ọrụ ọ na-arụ | netballer |
| Ụdị egwuregwu | netball |
Jessica Standfield (Thomas) (amụrụ na ubochi 21 Julaị n’afo 1984 na obodo Mitcham, Australia) bụ onye Australia na-egwu egwu netball. Ebe ọ tolitere n'obodo ya bụ Drouin, West Gippsland, a gbakwunyere ya na ndị otu Melbourne Phoenix n'etiti 2005 Commonwealth Bank Trophy, dị ka onye nọchiri Kara Richards onye ga-ahapụ n'ihi nsogbu ụlọ akwụkwọ na njem. Ọ gara n'ihu na Phoenix n'oge 2005 na 2006. Nwanne Jess Thomas, Dale Thomas bụ onye Australia na-agba bọọlụ maka otu Australian Football League bụ Collingwood . na-egwuri egwu maka nchebe goolu nke ndi Obodo Phoenix, onye na-edebe goolu maọbụ nchebe nku.
Thomas gbara bọọlụ maka Gippsland Storm n'afọ 2007, na ngalaba Championship nke asọmpi Victorian State League dịka onye na-agba goolu.
Edensibia
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.