Joseph Essombe
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Kameroon |
| Obodo maka egwuregwu | Kameroon |
| Aha enyere | Joseph |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 22 Maachị 1988 |
| Ebe ọmụmụ | Yaoundé |
| Ọrụ ọ na-arụ | amateur wrestler |
| Ụdị egwuregwu | mgba |
| So na | wrestling at the 2016 Summer Olympics – women's freestyle 53 kg, wrestling at the 2020 Summer Olympics – women's freestyle 53 kg, wrestling at the 2019 African Games, wrestling at the 2015 African Games |
Joseph Émilienne Essombe Tiako (amụrụ na ụbọsị 22 March 1988) bụ onye Cameroon na-agba mgba. O sonyere na asọmpi freestyle 53 kg nke ụmụ nwanyị na 2016 Summer Olympics, nke Betzabeth Argüello wepụrụ ya na agba nke iri na isii.[1][2]
Na Machị 2019, o ritere ihe nrite ọlaọcha na ihe omume ụmụ nwanyị nke 57 kilogram na 2019 African Wrestling Championships. N'afọ 2019, ọ nọchitekwara anya Cameroon na 2019 African Games ma merie nrite ọla edo na freestyle ụmụ nwanyị 53 kg.
N'afọ 2020, o ritere ihe nrite ọla edo na ihe omume ụmụ nwanyị nke 53 kg na 2020 African Wrestling Championships.[3][4] O ruru eru na 2021 African & Oceania Wrestling Olympic Qualification Tournament iji nọchite anya Cameroon na 2020 Summer Olympics na Tokyo, Japan.[5] Ọ meriri n'egwuregwu ọla nchara ya na ihe omume ụmụ nwanyị 53 kilogram.[6]
O meriri ihe nrite ọla edo na ihe omume ya na 2022 African Wrestling Championships nke emere na El Jadida, Morocco.[7][8]
Ihe odide
- ↑ Joseph Emilienne Essombe Tiako. Rio 2016. Archived from the original on August 6, 2016. Retrieved on September 10, 2016.
- ↑ Women's Freestyle 53 kg - Standings. Rio 2016. Archived from the original on September 3, 2016. Retrieved on September 10, 2016.
- ↑ Olanowski. "Adekuoroye Climbs to World No. 1 After Winning Fifth African Title", United World Wrestling, 8 February 2020. Retrieved on 9 February 2020.
- ↑ 2020 African Wrestling Championships Results Book. United World Wrestling. Archived from the original on 16 June 2020. Retrieved on 16 June 2020.
- ↑ Shefferd. "Hosts Tunisia claim four more Tokyo 2020 berths on day two of UWW Africa and Oceania Olympic qualifier", InsideTheGames.biz, 3 April 2021. Retrieved on 3 April 2021.
- ↑ Wrestling Results Book. 2020 Summer Olympics. Archived from the original on 7 August 2021. Retrieved on 8 August 2021.
- ↑ Brennan. "Oborududu bags 11th consecutive title at African Wrestling Championships", InsideTheGames.biz, 21 May 2022. Retrieved on 23 May 2022.
- ↑ 2022 African Wrestling Championships Results Book. United World Wrestling. Archived from the original on 22 May 2022. Retrieved on 22 May 2022.
Njikọ mpụga
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.