Kayode Williams
'Solomon Olumuyiwa Kayode Williams' nke a maara dị ka Kayode Williams bụ onye minsta Naijiria, onye na akwado mgbanwe ụlọ mkpọrọ na onye a tụrụla mkpọrọ mbụ. Ọ nọ n'etiti ndị otu Dr. Ishola nke gụnyere Mighty Joe.[1][2][3]
Ndụ
Willams so n'òtù Ishola Oyenusi aka Dr. Ishola. E jidere ya na Ishola na 1971.[4] Ọ ghọrọ Onye Kraịst mgbe ọ nọ n'ụlọ mkpọrọ afọ iri. Mgbe nke ahụ gasịrị, ọ ghọrọ onye na-eme ngagharị iwe maka Mgbanwe ụlọ mkpọrọ na Naịjirịa.[5]
Edensibia
- ↑ (2014) in Adelowo, E. Dada: Perspectives in Religious Studies, Illustrated, Modjaji Books, 440. ISBN 9789780814472.
- ↑ Nigeria ex-convict preaches reform. BBC News (13 January 2006). Retrieved on 6 April 2022.
- ↑ Johnson (5 June 2018). These dangerous thieves are as deadly as Offa robbery suspects. Pulse Nigeria. Retrieved on 6 April 2022.
- ↑ (23 September 2015) in Ogungbile, David O.: African Indigenous Religious Traditions in Local and Global Contexts: Perspectives on Nigeria, Illustrated, Malthouse Press. ISBN 9789785325010.
- ↑ Olatunji (23 August 2020). 25 years of our lives wasted, we need help to start afresh – Freed Oyo prisoners on life jail. The Punch. Retrieved on 6 April 2022.
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.