Macbeth

Macbeth

Ejije nka bụ maka Macbeth, eze ndị Scotland. Macbeth bụbụ mmadụ̀ n'ịta na okwu mba ndị, mana Shakespeare gbanwere ya maka Eze James I nke Ala Bekee (ọ bụkwa Eze James VI nke Ala Ndị Skọtụ). Ejije ọdachi nka na-egosi otu ịchọ ike na ọchịchị nwere ike imebì ndị mmadụụ. Macbeth bụọ onye nwere osi si ike mgbe ọ bụ onye isi ndị agha na ọ bụ Thane ǹkè Glamis (onye na-achị Glamis) mana amụosu a atọ bịara, gwa ya na ọ ga-abụ eze ndị Skọtụ. N'ime obì ya,

Ndị dị nà Macbeth

DUNCAN, ezè ndị Scotland

  MACBETH, Onye na-achị Glamis na Cawdor, onye isi ndị agha nke Eze

  LADY MACBETH, nwunye ya

  MACDUFF, Thane nke Fife, nwoke bụ onye ndị isi ndị Scotland

  LADY MACDUFF, nwunye ya

  MALCOLM, nwa Duncan nke nwoke, nke amụrụ izizi

  DONALBAIN, nwa Duncan nke nwoke, nke Malcolm tọrọ

  BANQUO (BANKWUO), Thane nke Lochaber, onye isi ndị agha nke Eze

  FLEANCE, nwa ya nwoke

  LENNOX (LENOKSỊ), nwoke bụ onye ndị isi ndị Scotland

  ROSS, nwoke bụ onye ndị isi ndị Scotland

  MENTEITH, nwoke bụ onye ndị isi ndị Scotland

  ANGUS, nwoke bụ onye ndị isi ndị Scotland

  CAITHNESS, nwoke bụ onye ndị isi ndị Scotland

  SIWARD, Onye na-achị Northumberland, onye isi ndị agha nke Ana Bekee

  SIWARD NKE OBERE, nwa ya nwoke

  SEYTON, onye nnezi Macbeth

  HECATE, Eze ndị amonsu

  Amonsu atọ

  Nwa bụ nwoke, Nwa Macduff

  Nwaanyi na-enedo Lady Macbeth

  Dịbịa ndị Bekee

  Dịbịa ndị Scotland

  Dinche

  Onye nche

Ihe mere na Macbeth

Nkebi I.

Nkebi II.

Nkebi III.

Nkebi IV.

Nkebi V.

Isiokwu dị na Macbeth

Macbeth bụ ọdachi nwe nnukwu isiokwu.

Ike nà Ọchịchọ

Nhàzi

Content Disclaimer

Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.

  1. The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
  2. There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
  3. It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
  4. Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
  5. Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.