Maria Luiko

Maria Luiko
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereMaria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya25 Jenụwarị 1904 Dezie
Ebe ọmụmụMunich Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya25 Novemba 1941 Dezie
Ebe ọ nwụrụKaunas Dezie
NwanneElisabeth Kohn Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaGerman Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ese, osee ihe nkiri Dezie
Ikike nwebiisinka dị ka onye okikecopyrights on works have expired Dezie

Maria Luiko (onye amụrụ n’oge afọ 1904- ruo oge afọ 1941) bụ onye mba Germany na-ese ihe nke a maara maka Prints, watercolors ya na ihe osise ya. [1]

A mụrụ Luiko n’oge onwa Jenụwarị nke ụbọchi 25, nkr oge afọ 1904, na obodo Munich, Germany. [1] Ọ gụrụ akwụkwọ na Academy of Fine Arts, Munich, ya na Munich School of Applied Arts. [2] Amụma ndị Nazi megide ndị Juu mere ka ọrụ ya ghara isi ike. E kweghị ka ọ sonye na Reichskammer der bildenden Künste [ de ] . O hiwere Munich Puppet Theatre for Jewish Artists, [1] ebe o chepụtara ma mee puppet . [2] Ka ọ na-erule oge afọ 1939, a kpọgara Luiko, ya na nwanne ya nwanyị na nne ya na "Judenhaus" (Ụlọ Ndị Juu). [3] N’oge afọ 1941, a chụpụrụ mmadụ atọ ahụ na Kaunas, Lithuania ebe e gburu ha n’ọnwa Nọvemba. [1]

Luiko nwụrụ n’oge ọnwa Nọvemba n’ụbọchi 25, nke oge afọ 1941, na Kaunas . [3]

N'oge afọ 2007, e mere ihe ngosi nke ọrụ ya, nke akpọrọ Grafiken na Figuren na Ụlọ Ọmụmụ nke Jewish Museum Munich (Jüdisches Museum München). [4]

N'oge afọ 2021, etinyere stolperstein iji sọpụrụ ya na Loristraße 7, 80335 Munich. [5]

Edensibia

  1. 1.0 1.1 1.2 1.3 Marie Luise Kohn (Künstlername: Maria Luiko) (en). Erinnerungszeichen. Retrieved on 20 March 2026."Marie Luise Kohn (Künstlername: Maria Luiko)". Erinnerungszeichen. Retrieved 20 March 2026.
  2. 2.0 2.1 "Sweet Kitsch, I can't do that." Maria Luiko (1904-1941) With Wolfram P. Kastner and Mascha Erbelding. Fritz Ascher Society. Retrieved on 20 March 2026.
  3. 3.0 3.1 Marie Luise Kohn (Künstlername: Maria Luiko). Gedenkbuch der Münchener Juden. Retrieved on 20 March 2026.
  4. Maria Luiko (1904-1941): Grafiken und Figuren (en). Jüdisches Museum München. Retrieved on 20 March 2026.
  5. Marie Luise Kohn (de). Initiative Stolpersteine für München e.V. (4 March 2024). Retrieved on 21 March 2026.

Njikọ mpụga

 

Content Disclaimer

Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.

  1. The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
  2. There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
  3. It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
  4. Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
  5. Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.