Mashegu

Mashegu
local government area of Nigeria
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaAsụsụ Hausa Dezie
KọntinentEluàlà Dezie
Mba/obodoNaijiria Dezie
Dị na ngalaba nhazi mpagharaȮra Niger Dezie
Dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
Nhazi ọnọdụ9°57′0″N 5°13′0″E Dezie
Map

Mashegu bụ ọchịchị ime obodo dị na Niger State, Naijiria . Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Mashegu dị n'akụkụ ọwụwa anyanwụ nke mpaghara ahụ. Ekebidoro Mashegu site n'osimiri Niger dị n'ọdịda anyanwụ ya na osimiri Kaduna dị n'ebe ugwu ọwụwa anyanwụ.

Ọ nwere mpaghara puku iteghete,otu narị na iri asatọ na abụọ km 2 na ọnụ ọgụgụ mmadụ dị puku narị abụọ na iri na ise, irí abụọ na abụọ na ngụkọ nke afọ 2006.

Koodu nzipu ozi nke mpaghara ahụ bụ narị iteghete na iri abụọ na atọ [1]

Edensibia

  1. Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2009-10-07. Retrieved on 2009-10-20.

Content Disclaimer

Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.

  1. The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
  2. There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
  3. It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
  4. Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
  5. Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.