Mayorkun
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Mayowa |
| Aha ezinụlọ ya | Adewale |
| Aha pseudonym | Mayorkun |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Maachị 1994 |
| Ebe ọmụmụ | Ȯra Osun |
| Ńnà | Adewale |
| Ńné | Toyin |
| Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Nigerian Pidgin, Asụsụ Yoruba |
| Ọrụ ọ na-arụ | performing artist, onye na-abụ abụ, odee egwu, entertainer, Ọgba egwu |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Lagos |
| Okpukpere chi/echiche ụwa | Christianity |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | brown |
| Ngwa egwu | olu egwụ |
| Akara ndekọ | Columbia Records |
| Webụsaịtị | http://www.mayorkun.com/index.html |
| Nnọchiaha nkeonwe | L485 |
Mayorkun | |
|---|---|
Mayorkun chatting with Wazobia Max TV in June 2018 | |
| Background information | |
| Birth name | Adewale Mayowa Emmanuel |
| Born | March 23, 1994 |
| Origin | Osun State, Nigeria |
| Genres | |
| Occupation |
|
| Instrument |
|
| Years active | 2016–present |
| Labels | Davido Music Worldwide |
| Website | www |
Adewale Mayowa Emmanuel Onye amụrụ na abali iri-abuo n’ato n’onwa atọ, afọ 1994, bụ onye amaara nke oma dịka Mayorkun, ma bụrụ nwaafọ Naịjịrịa na-agu egwu, na-ede egwu mana apịkwa pịano. [1] O weputara nkpuchi egwu nke Davido bụ "The Money" ma onye na-agụ egwu chọpụtara ya na Twitter. [2] Mayorkun bịanyere aka n'akwụkwọ ndekọ aha Davido Music Worldwide (DMW) n'afọ 2016; ewepụtara otu mpụta mbụ ya "Eleko" n'okpuru labeelu a. [3] Mayorkunkun wepụtara albọm studịo mbụ ya Onye isi obodo Lagos na Nọvemba 2018.
Mmalite Ndụ
A mụrụ Mayorkun n'abalị̀ iri abụọ na atọ n'afọ, 1994 na Osun State . [4] Ọ bụ nwa mbụ n’ime mmadụ atọ, amụrụ n’ezinụlọ nke ndị na-eme egwuregwu ntụrụndụ. Nne ya bụ onye na- eme ihe nkiri Nollywood ma nna ya, onye na-ese ihe na onye na-emepụta ihe nkiri. Mayorkun so na ndị ukwe mgbe ọ dị obere ebe ọ, dịka o siri kwuo, "mụtara mbupute egwu". [5] Ọ nwere asambodo na ngalaba na-ahụ maka ngụkọta ego na University of Lagos, ọ nọkwa n ’ụlọ akụ (bank) tupu a chọpụta ya n’afọ 2016. [6]
Ọrụ egwu
Mayorkun kpebiri ịhapụ ọrụ ụlọ akụ ya chọọ ọzọ n'ihi ụgwọ ebughi ibu,mgbe Davido hụrụ vidiyo mkpuchi ya na February 2016. [7] Davido sooro ya na Twitta na Instagram, mgbe nke ahụ gasịrị Davido jụrụ ya ma ọ ga - emeli ihe karịrị ikpọ pịano. O nwetara oku ekwentị Davido n’otu ụbọchị ahụ o dere akwụkwọ arụkwaghịm [8] wee zigara Davido ụfọdụ n’ime egwu ndị o degoro. Davido kpebiri ịdebananye aha ya na Davido Music Worldwide. [9] Mayorkun wepụtara otu mkpụrụ egwu mbụ ya n’okpuru akara akpọrọ “Eleko” n’afọ 2016. Vidio nke abụ a chịkọtara ndị nkiri nde mmadụ na ụbọchị iri mbụ. [10] [11] N'aha ya, Mayorkun nwere ọtụtụ egwu n'abụghị albọm nke gụnyere Yawa, Sade, Che Che na Mama. N'ọnwa Ọktọba 2018, ọ wepụtara ndị abụghị albọm bụ "Posh" na "Fantasy" nke na-egosi Olu Maintain [12] na atụmanya nke albọm Studịo mbụ ya nke akpọrọ "The Mayor of Lagos". [13] Emepụtara The Mayor of Lagos Lagos n'abalị na isii nke ọnwa Nọvemba 2018. [14] N'abalị̀ mbụ nke ọnwa Disemba 2018, ọ pụtara na eserese Billboard albọm nke ụwa ,nke ọ nọ n'ogo ọnụ ọgụgụ iri na ise. [15]
Ngosi Egwu The Mayor of Lagos
Mayorkun malitere njem na mba niile na 2017 nke o mere ihe ngosi egwu n'ihe karịrị ụlọ akwụkwọ iri atọ na ise. [16] O mechiri afọ 2017 site n'iji isi egwu ya nke mbụ na Lagos akpọrọ "The Mayor of Lagos ". [17] [18] The Mayor of Lagos na-aga n'ihu na 2018 site na ihe ngosi na obodo Ibadan na isi obodo, Abuja . [19] Ọzọkwa, a mara ọkwa ụbọchị maka mbipụta nke Lagos . [20] N’afọ 2018, Mayorkun mere njem ga UK tinyere onye otu labeelụ yabú Dremo, ebe ọ mmere ngosi ihe dị ka obodo isii. Ọ rụkwara n'akụkụ onye isi labeelụ Davido na wireless festival .
Egwu
Albọm Studịo na EP
- The Mayor of Lagos (2018)
- Geng (EP) (2020)
Ótù Ndị Ahọtara
| Afọ | Aha | Album |
|---|---|---|
| 2016 | rowspan="4" data-sort-value="" style="background: var(--background-color-interactive, #ececec); color: var(--color-base, inherit); vertical-align: middle; text-align: center; " class="table-na" | Non-album single | |
| "Eleko" | ||
| "Na Na Na" (feat. Mr Eazi ) | ||
| 2017 | "Sade" | |
| "Mama" | Onye isi na Lagos | |
| "Che Che" | ||
| 2018 | "Bobo" (nke gosipụtara Davido ) | |
| "Posh" | ||
| "Echiche efu" | ||
| rowspan="4" data-sort-value="" style="background: var(--background-color-interactive, #ececec); color: var(--color-base, inherit); vertical-align: middle; text-align: center; " class="table-na" | Non-album single | ||
| 2019 | "Nara Ekele" | |
| "Ezi" (nke gosipụtara Kizz Daniel ) | ||
| "Ruo Ihe" [21] | ||
| 2020 | "Geng"
"Nke Lagos" |
| Afọ | Mmemme | Nrite | Nsonaazụ | Ref |
|---|---|---|---|---|
| 2016 | Isi | style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie | [22] [23] | |
| Obodo Ndị Ntụrụndụ Obodo | style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie | [24] | ||
| style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | [25] | |||
| Onyinye Nhọrọ nke umuaka nke Naijiria | style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie | [26] | ||
| 2017 | Onyinye Ntụrụndụ Naịjirịa | style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie | [27] [28] | |
| Obodo Ndị Ntụrụndụ Obodo | style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie | [29] | ||
| 2018 | style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie | [30] | ||
| Isi | style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie | [31] | ||
| 2019 | Isi | style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie | [32] | |
| style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie |
Nrụtụaka
- ↑ "Mayorkun Biography | Age | MyBioHub", 2016-07-04. (in en-US)
- ↑ "Meeting Davido was a blessing – Mayorkun". (in en-US)
- ↑ HKN/Davido Music Worldwide Presents: Mayorkun - Eleko | 360Nobs.com (en-US) (2016-04-07). Archived from the original on 2018-12-04. Retrieved on 2020-11-28.
- ↑ Mayorkun Biography, Discographies & Lifestyle (en-US). Archived from the original on 2018-12-04. Retrieved on 2020-11-28.
- ↑ "Mayorkun: The Mayor of Lagos". (in en-US)
- ↑ {{Cite news|url=https://www.takemetonaija.com/2016/05/singer-mayorkun-full-biography.html|title=Singer MAYORKUN Full Biography; Net Worth Car, Age, Father - TIN Magazine|date=2016-05-03|work=TIN Magazine|access-date=2018-11-03|language=en-GB}}
- ↑ "Davido: Singer signs new artist Mayor Kun to HKN Gang". (in en-US)
- ↑ "How I Got A Call From Davido The Day I Quit My Bank Job – Mayorkun Reveals". (in en-US)
- ↑ "HKN artiste Mayorkun opens up on how Davido signed him".
- ↑ "Mayorkun's 'Eleko' Hits One Million Views On YouTube | theseunbadejo.com". (in en-US)
- ↑ "You Need To Hear This: Mayorkun seeks to recreate new magic with "Love you tire"". (in en-US)
- ↑ "Mayorkun Features Olu Maintain in New Album Titled, Fantasy Newsbreakers". (in en-US)
- ↑ "Mayorkun fts Davido, Dbanj on debut album, "The Mayor of Lagos"". (in en-US)
- ↑ "Mayorkun Debuts Album "Mayor Of Lagos"". (in en-US)
- ↑ Billboard-Mayorkun (en-US).
- ↑ Orubo, Daniel. "Mayorkun To Headline Lagos Concert This December", Konbini Nigeria, 2017-11-03. (in en-US)
- ↑ Akan, Joey. "Mayorkun: Singer rounds off 2017 with "Mayor Of Lagos" concert [Photos]". (in en-US)
- ↑ "Artiste concerts that rocked 2017 - Vanguard News Nigeria", Vanguard News Nigeria, 2017-12-30. (in en-US)
- ↑ Ohunyon, Ehis. "Davidos protege Mayorkun invade Abuja for The Mayor Concert". (in en-US)
- ↑ "Mayorkun announces 'The Mayor Of Lagos' concert date - The Native", The Native, 2018-09-24. (in en-US)
- ↑ https://www.jbklutse.com/mayorkun-up-to-something-mp3-official-video/%3famp
- ↑ "Mayorkun wins Headies 2018 "Next Rated" award". (in en-US)
- ↑ "Mayorkun wins Headies' "Rookie of the Year" award - Premium Times Nigeria". (in en-GB)
- ↑ "Full List Of Winners at 2016 City People Entertainment Awards - Nigerian Entertainment Today". (in en-GB)
- ↑ "Nominees For This Year’s City People Awards » Joe Heman Blog". (in en-US)
- ↑ Seyi Shay, Mayorkun, Dremo & others win Big at the 5th Edition of the Nigerian Teen Choice Award in Abuja - BellaNaija (en-US).
- ↑ "Davido, Olamide, Mayorkun win big at 2017 NEA Awards | Full List of Winners - INFORMATION NIGERIA". (in en-US)
- ↑ "Nigerian Entertainment Awards: Full List Of Winners". (in en-US)
- ↑ "#CPMA2017: Full List Of Winners At the City People Music Awards | City People Magazine". (in en-US)
- ↑ "Davido’s DMW Wins Six Awards At 2018 City People Music Awards - INFORMATION NIGERIA". (in en-US)
- ↑ "HEADIES 2018: 30 Billion Gang Storm Stage As Mayorkun Wins 'Next Rated' Award - Nigerian Entertainment Today". (in en-GB)
- ↑ Headies 2019: Here are all the winners at the 13th edition of music award.
Njikọ dị na mpụga
- Official website
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.