Michael Etaba

Michael Irom Etaba (Amụrụ na ụbọchị 16 Septemba 1982) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ bụ onye otu na-anọchite anya Obubra/Etung Federal Constituency na House of Representatives . [1][2]

Mbido ndụ na ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị

Amụrụ Michael Etaba na ụbọchị 6 Septemba 1982 ma si na Cross River State. N'afọ 2015, ọ nọchiri John Owan Enoh ma họpụta ya n'ime ụlọ ndị nnọchi anya n'okpuru All Progressives Congress (APC). A họpụtara ya ọzọ na afọ 2019 ma nọgide na onye omeiwu gọọmentị etiti ruo ụbọchị.[2][3]

Ihe odide

  1. National Assembly | Federal Republic of Nigeria. nass.gov.ng. Retrieved on 2024-12-29.
  2. 2.0 2.1 Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2024-12-29."Citizen Science Nigeria". citizensciencenigeria.org. Retrieved 2024-12-29.
  3. Legislator Details - ConsTrack Track and Report on Governement Funded Projects in Nigeria. constrack.ng. Retrieved on 2024-12-29.

Content Disclaimer

Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.

  1. The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
  2. There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
  3. It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
  4. Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
  5. Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.