Monica Chakwera

Monica Chakwera bụ nwunye mbụ na nwunye nke Lazarus Chakwera, onye isi ala nke mba Malawi.[1] A mụrụ ya na 30 Septemba 1953;O si obodo Mwazisi, T/A Chikulamayembe, na Rumphi District, n'ebe ugwu Malawi.
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
A zụlitere Chakwera n'akụkụ ugwu Malawi. Ọ bụ onye na-ahụ maka ego [1] na onye ọrụ mmekọrịta mmadụ na ibe ya [2] nwere nzere Bachelor of Arts na ọrụ mmekọrịta mmadụ n'otu na Mahadum nke North, na South Africa.
Alụmdi na nwunye Lazarọs Chakwera
Chakwera lụrụ Lazarọs na 8 Ọktoba 1977. [3] Ha nwere ụmụ anọ na ụmụ ụmụ. [citation needed]
Chakwera tọrọ ntọala Shaping Our Future Foundation, otu nzukọ na-eche banyere mmepe nwa agbọghọ obodo. A malitere usoro a n'obí eze. Ọ bụghị gọọmenti kwadoro ya kama ọ bụ nnukwu ụlọ ọrụ.[4]
Edemsibia
- ↑ Fiko (2020-08-07). Malawi: First Lady Opens Up - Born-Again Christian, Met Chakwera During Scom Meetings in College (en). allAfrica.com. Retrieved on 2021-09-09.
- ↑ Zimba. First Lady Monica Chakwera courts Malawians In Diaspora On Social Work (en-gb). www.zodiakmalawi.com. Archived from the original on 2021-09-09. Retrieved on 2021-09-09.
- ↑ Malawi on the road to 2014: Rev. Dr. Lazarous Chakwera | Malawi Nyasa Times – Malawi breaking news in Malawi (2016-03-04). Archived from the original on 2016-03-04. Retrieved on 2021-09-09.
- ↑ First Lady launches her charity organisation Soff to promote Malawi girl child (en-GB). Malawi Nyasa Times - News from Malawi about Malawi (2020-10-03). Retrieved on 2021-09-09.
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.