Norma Kassi

Norma Kassi
MLA for Old Crow
In office
1985–1992
Preceded byKathie Nukon
Succeeded byJohnny Abel
Personal details
Born (1954-04-10) 10 Eprelụ 1954 (age 72)
Political partyYukon New Democratic Party
Occupationenvironmentalist

Norma Kassi (amụrụ n'ụbọchị nke iri n'ọnwa April, 1954) bụ nwa afọ Gwich'in si Yukon Territory, Canada, [1] na onye bụbu onye otu Yukon Legislative Assembly na onye bụkwa onye isi nke Vuntut Gwitchin First Nation. E nyere ya ihe nrite nke Goldman Environmental Prize na 2002, ya na Sarah James na Jonathon Solomon. Ha natara ihe nrite a maka ọgụ ha na-alụ maka ichebe Arctic National Wildlife Refuge (ANWR) site na atụmatụ nyocha mmanụ na igwu ala. Nnyocha mmanụ na gas ga-emetụta ndụ nke Porcupine caribou, nke bụ ntọala maka ọdịbendị Gwich'in ruo afọ 20,000.[2] N'afọ 2010, e binyeere ya aka dị ka Onye isi nke Vuntut Gwitchin .

Edensibia

  1. Canada. Parliament (1989). Guide Parlementaire Canadien. Gale Canada. Retrieved on April 14, 2015. 
  2. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; no text was provided for refs named "goldman".

Content Disclaimer

Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.

  1. The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
  2. There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
  3. It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
  4. Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
  5. Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.