Onyinye Chikezie

Onyinye Chikezie
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Aha ezinụlọ yaChikezie Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya23 Maachị 1973 Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, Nigerian Pidgin Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu Dezie
Ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie

Onyinye Chikezie Audio bụ nwanyị Naịjirịa n'eme egwuregwu ịgba ọsọ lara ezumike nka, onye pụrụ iche na 100 mita. Ó meriri n'Ihe nrite ọla edo n'egwuregwu a na-akpọ Afirikan Championship na Cairo . Òkwè kachasị ya mma na 100 mita bụ 11.56. O sonyekwara n'egwuregwu World Junior Championship nke 1992 n'Athletics na Seoul na 100 mita, 200 mita ma bụrụ otu n'ime ndị otu ụmụ nwanyị Naịjirịa na- agba ọsọ 4 × 100 , ma ọ gaghị n'ihu iru na ngwụcha n'ime ihe omume ndị a. [1]

Asọmpi mba ụwa

Year Competition Venue Position Event Notes
Representing Nigeria
1990 African Championships Cairo, Egypt 1st 100 m 11.56
1992 World Junior Championships in Athletics Seoul, South Korea 14th (q) 100 m 11.92
15th (q) 200 m 24.58
12th (q) 4 × 100 m relay 46.58
1993 Summer Universiade Buffalo, United States 3rd 4 × 400 m relay 3:34.97

Nrụtụaka

  1. zie
  • Onyinye Chikezie at World Athletics

Content Disclaimer

Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.

  1. The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
  2. There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
  3. It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
  4. Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
  5. Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.