Osimiri Watari

Osimiri Watari
Obodo na-eji mmiri maka ebumnuche ọrụ ugbo n'ógbè ahụ. Enwere mgbapụta mmiri nke n' eziga mmiri site na mmiri ahụ gaa n'akụkụ ndị ọzọ nke  obodo Kano  na obodo ndị ọzọ dị na steeti ahụ dịka Bichi na Bagwai.

Ọ bụ mmiri nke atọ kachasị ukwuu na Kano Steeti nwere ngụkọta nchekwa nke dị 104.55Mm2 otu narị na anọ mara irí ise na ise. Ebumnuche maka iwu mmiri ahụ bụ maka igbochi idei mmiri na ịgba mmiri, ịkụ azụ na uru nke abụọ gụnyere inye mmiri ntụrụndụ na nchekwa ọhịa.[1]Otu n'ime ihe kachasị njọ mere na osimiri Watari bụ Ọdachi ụgbọ mmiri Bagwai n' mkpụrụ ụbọchị iri atọ nke ọnwa Nọvemba afọ 2021. [2]

Edensibia

  1. Kano to spend N200m on Watari irrigation scheme to aid food security (en-US). Vanguard News (2020-07-07). Retrieved on 2020-09-06.
  2. "Nigeria boat capsize: At least 29 die in Kano state", 2021-12-01. Retrieved on 2023-12-27. (in en-GB)

Content Disclaimer

Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.

  1. The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
  2. There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
  3. It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
  4. Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
  5. Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.