Precious Dede
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha enyere | Precious |
| Aha ezinụlọ ya | Dede |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 18 Jenụwarị 1980 |
| Ebe ọmụmụ | Abá |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Nigerian Pidgin |
| Ọrụ ọ na-arụ | omee, Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | Ochee bọọlụ |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Delta Queens, Nigeria women's national football team, Arna-Bjørnar, Delta Queens, Rivers Angels F.C. |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | black |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
| So na | 2008 Summer Olympics, 2004 Summer Olympics, 2007 FIFA Women's World Cup |
Precious Uzoaru Dede ⓘ (onye amụrụ na 18 Jenụwarị 1980 na Lagos ) bụ nwaanyị onye na-eche nche bọọlụ nke Naijiria lara ezumike nka, o gbaara ọtụtụ klọb gụnye Delta Queens FC, Ibom Queens na Arna-Bjørnar, tinyekwara ịpụta ugboro iri itoolu maka otu Ndi ụmụnwaanyi bọọlụ Naijiria .
Ọrụ klọb
Dede kwetara ibanye na klọb Arna-Bjørnar nke di na Bergen Norway site na 30 March 2009 ruo otu afọ. A kpọbatara Dede mgbe onye otụ ha bụ Erika Skarbø merụrụ aru.[1]
Ọrụ mba ụwa
Dede esonyela na-ọtụtụ ndị egwuregwu bọọlụ Naịjirịa n'afọ ndị gara aga, gụnye asọmpi Iko ụwa niile nke umu nwaanyi emere na 2003, 2007, 2011[2], 2015, asọmpi Olympic nke Sydney 2000, Athens 2004 na Beijing 2008, [3] na asọmpi iko African Women's Championship asọmpi nke 2008, 2010, 2012 na 2014, na-emeri ya ugboro abụọ ( 2010, 2014 )[4].
Ịla ezumike nká
Na mbu, mgbe ọ gbachara bọọlụ ụmụnwanyị Afrika, ọ nwara ịla ezumike nka bọọlụ mba uwa mana ndị otu ya mere ya nọgide site na asompi mba ụwa nke afo 2015. Mgbe emechara asọmpi ahụ, ọ lara ezumike nká ya na Machị 2016. Ọ bụ onye bọọlu nọrọ ogologo oge na ndị otu bọl ahu n'agbanye na ewepụrụ aha ya na asọmpi Olympic nke 2016. [5]
O kpebiri igaa ezumike egwuregwu na Ọktoba n'afọ 2016. ọ siri na "Enwere m obi ụtọ igba bọọlụ na ọkwa klọb ma na inọchiri ndi obodo m, ọ bụ ekpere chukwu zaraam. Enwere m ekele na m nọrọ ihe karịrị afọ iri n'ịgba bọọlụ ụmụ nwanyị, eji m ụgwọ dị ukwuu maka egwuregwu kachasị mma n'ụwa." [6]
Nsọpụrụ
Mba uwa
Ebe m si dee
- ↑ Nigerianer til Arna-Bjørnar (Norwegian). Aftenposten (31 March 2009). Retrieved on 14 November 2016.
- ↑ Precious Dede to lead Nigeria at Women's World Cup. Goal.com (14 June 2011). Retrieved on 14 November 2016.
- ↑ FIFA player's stats.
- ↑ New Super Falcons interim coach Danjuma drops veteran goalkeeper Precious Dede. Nigerian Watch. Archived from the original on 15 November 2016. Retrieved on 14 November 2016.
- ↑ New Super Falcons interim coach Danjuma drops veteran goalkeeper Precious Dede. Nigerian Watch. Archived from the original on 15 November 2016. Retrieved on 14 November 2016.
- ↑ Precious Dede retires from Professional football. Naija Football Plus (26 October 2016). Retrieved on 14 November 2016.
Njikọ dị na mpụga
- Precious Dede – FIFA competition record
- Precious Dede at Soccerway
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.