Rashid Chidi Gumbo
Rashid Chidi Gumbo (amụrụ 14 n'ọnwa Ọktoba afọ 1988 na Dar es Salaam) bụ onye egwuregwu bọọlụ etiti Tanzania lara ezumike nka.
Ọrụ
Gumbo gbara ndị Mtibwa Sugar F.C. bọọlụ tupu Ọ banye na 2009 maka African Lyon. N'oge 2009-10 Tanzanian Premier League, Gumbo nyere goolu abụọ n'ime egwuregwu asatọ wee nweta naanị kaadị edo edo.
Ọrụ mba ụwa
Ọ gbara egwuregwu bọọlụ mba ụwa izizi ya maka ndị Tanzania national football team megide otu egwuregwu bọọlụ mba Rwanda na Ọgọst 2009. Emere egwuregwu ahụ na Stade Amahoro na Kigali, Rwanda. Gumbo gbagoro goolu nke meriri egwuregwu ahụ ka egwuregwu ahụ mechara 1-2 nye Tanzania.
Edensibia
- Rashid Gumbo
Njikọ mpụga
- Rashid Chidi Gumbo na National-Football-Teams.com
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.