Samson Gombe
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Kenya |
| Aha enyere | Samson |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Novemba 1938 |
| Ụbọchị ọnwụ ya | 4 Febụwarị 1989 |
| Ọrụ ọ na-arụ | academic |
| Ebe agụmakwụkwọ | Makerere University, University of London |
| Onye òtù nke | The World Academy of Sciences |
| Ihe nrite | Fellow of the African Academy of Sciences, Fellow of the Kenya National Academy of Sciences, TWAS fellow |
Samson Gombe FAAS FTWAS(5 Nọvemba 1938 – 4 Febụwarị 1989) bụ Ọkammụta n'isi ọmụmụ Biological Systems and Organisms si mba Kenya. Ọ bụ onye òtù The Third World Academy of Science na Onye òtù Ntọala na odeakwụkwọ nke African Academy of Sciences.
Mmalite Ndụ na Agụmakwụkwọ Ya
A mụrụ Gombe na 5 Nọvemba 1938 na Seme, Kisumu, Kenya.[1][2] Ọ gara ụlọ akwụkwọ Maseno, College Makerere n'etiti afọ 1958 na 1960 wee gụchaa site na Mahadum London (1961-9167) na Mahadum Cornell (1969-1972) [3][4][5]
Ọrụ na Ime Nnyocha Ya
Gombe bụụrụ onye nkuzi na ngalaba Animal Physiology, Mahadum Nairobi site n'afọ 1968 ruo mgbe ọ nwụrụ na 4 Febụwarị 1989, ọ dị afọ iri ise, mgbe ọrịachara obere ọrịa.[1][6][7][8]Gombe bụ otu n’ime ndị malitere African Academy of Sciences n'afọ 1985, ma mesịa ghọọ odeakwụkwọ/Scientific General (1987–1989)[9] na odekọ-ego (1987–1989).[3][10][11] Ọ bụ osote odekọ-ego akwanyeere ùgwù nke Kenya National Academy of Science.[12] Gombe lekwasịrị anya karịa na reproductive physiology, endocrinology, malnutrition, mineral deficiency, ajọ ọrịa na-efe efe na gburugburu ebe obibi na nke nje nwere ike ibute enweghị ọmụmụ.[13][4][14][15]
Ihe Nrite na Nkwanye Ùgwù Ya
Gombe bụ onye òtù ntọala nke African Academy of Sciences ka ọ malitere na 1985 [3] Onye òtù The World Academy of Sciences kemgbe afọ 1985,[16] na onye òtù Kenya National Academy of Sciences n'afọ 1986.[13]
Akwụkwọ Ndị O bipụtara Ahọpụtara
- Gombe, Samson; Oduor-Okelo, Dominic (1991-06). Development of the foetal membranes in the cane rat (Thryonomys swinderianus): a re‐interpretation, African Journal of Ecology, Volume 29, Issue 2, pages 157–167
- Samson Gombe, William Hansel (1973-09-01). Plasma Luteinizing Hormone (LH) and Progesterone Levels in Heifers on Restricted Energy Intakes Get access Arrow. Journal of Animal Science, Volume 37, Issue 3, September 1973, Pages 728–733.
- Norman, Charles; Gombe, Samson (1975-09-01). Stimulatory effect of the lysosomal stabilizer, chloroquine, on the respiration and motility of fresh and aged bovine spermatozoa. Reproduction. 44 (3): 481–486. doi:10.1530/jrf.0.0440481. ISSN 0022-4251.
- Alila, Hector W.; Rogo, Khama O.; Gombe, Samson (1987-06-01). Effects of prolactin on steroidogenesis by human luteal cells in culture. Fertility and Sterility. 47 (6): 947–955. doi:10.1016/S0015-0282(16)59228-0. ISSN 0015-0282.Templeeti:Efn-ua
Ihe Ndí Nhụwa Ama
Edensibia
- ↑ 1.0 1.1 AFRICA - NeglectedScience. Archived from the original on 2023-08-24. Retrieved on 2023-12-23.
- ↑ Templeeti:Cite akwụkwọ
- ↑ 3.0 3.1 3.2 /gombe-samson Gombe Samson | The AAS.
- ↑ 4.0 4.1 Prof. Gombe Samson Biography nke Kenya Academy of Sciences. Archived from the original on 2022-11-14. Retrieved on 2023-12-23.
- ↑ Templeeti:Cite akwụkwọ
- ↑ Templeeti:Gụọ akwụkwọ
- ↑ Templeeti:Ce akwụkwọ
- ↑ Templeeti:Cite akwụkwọ
- ↑ Sciences, African Academy of (1987). .com/books?id=V-AHAQAAMAAJ&q=%22Samson+Gombe%22+-wikipedia Whydah: Newsletter. Emepụtara maka Academy Science Publishers nke Stellan Consult Limited.
- ↑ Templeeti:Kwuo akwụkwọ
- ↑ Templeeti:Gụọ akwụkwọ
- ↑ Gombe%22+-wikipedia Akwụkwọ akụkọ sayensị nke Kenya: Sayensị mmekọrịta mmadụ na ibe ya. Usoro C.
- ↑ 13.0 13.1 PROF. GOMBE, SAMSON – Kenya National Academics of Science. Archived from the original on 2022-11-14. Retrieved on 2023-12-23.
- ↑ Templeeti:Ce akwụkwọ
- ↑ (1991) google.com/books?id=DGXgAAAAMAAJ&q=%22Samson+Gombe%22+-wikipedia Ezi akwukwo nke Sayensị Sayensị (in en).
- ↑ {{Cite web |title=Gombe, Samson |url=https://twas.org/directory/gombe-samson |access-date=2022-11-14 |website=TWAS |language=en} }
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.