Shiroro
Shiroro
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Asụsụ Hausa |
|---|---|
| Kọntinent | Eluàlà |
| Mba/obodo | Naijiria |
| Dị na ngalaba nhazi mpaghara | Ȯra Niger |
| Dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
| Nhazi ọnọdụ | 9°58′56″N 6°48′32″E, 10°6′56″N 6°40′59″E, 9°58′55″N 6°48′33″E |


Shiroro bụ ọchịchị ime obodo dị na Niger Steeti, Naijiria . Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Kuta, nke nwere ngalaba iri na ise [15] dị ka ndị a:
- Allawa
- Bangajiya
- Bassa/kukoki
- Egwa/gwada
- Erena
- Galkogo
- Gurmana
- Gussoro
- Kato
- Kushaka/kurebe
- Kwaki/chukuba
- Manta
- Pina
- Nwanyị
- Ubandoma
ya na isi asụsụ ha bụ Gbagyi. [1] [2]
O nwere mpaghara square kilometres puku narị ise na iri na ise(1,936 sq mi) na onu ogugu nke dị puku narị abụọ na irí atọ na ise, narị anọ na anọ na ngụkọ nke 2006.
Koodu nzipu ozi nke mpaghara ahụ bụ narị iteghete na iri abụọ na otu. [3]
Hụkwa
- Ụgbọ elu Shiroro
- Ụlọ ọrụ ọkụ Shiroro Hydroelectric
- Ndepụta mmiri mmiri na ọdọ mmiri dị na Nigeria
Edensibia
- ↑ Shiroro. Open Street Map. Retrieved on 13 June 2018.
- ↑ Shiroro. Google Maps. Google. Retrieved on 13 June 2018.
- ↑ Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2012-11-26. Retrieved on 2009-10-20.
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.