Shongom

Shongom
local government area of Nigeria
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaAsụsụ Hausa Dezie
KọntinentEluàlà Dezie
Mba/obodoNaijiria Dezie
Dị na ngalaba nhazi mpagharaȮra Gombe Dezie
Nhazi ọnọdụ9°39′0″N 11°13′0″E, 9°40′25″N 11°15′24″E Dezie
Map
Ehi na-aṅụ mmiri na-akpụ akpụ na Latattar, Shongom, Gombe

Shongom bụ mpaghara ime obodo nke dị na Gombe Steeti, Naịjịrịa. Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Boh nke dị n'ebe ugwu nke mpaghara ahụ.

MaGeography

Ọchịchị ime Obodo Shongom nwere mkpokọta narị iteghete na iri abụo na abụọ square kilomita ma nwee nkezi okpomọkụ celsius nke dị iri atọ na abụọ.Ochịchị ime Obodo ahụ na-enwe oge abụọ kàrà naa uru nke bụ, oge udu mmiri nke na-abịakarị n'etiti ọnwa Mee na Septemba ya na oge ọkọchị nke na-adịkarị n'etiti ọnwa Ọktoba na Eprel. [1]

Akụ na ụba

Azụmahịa bụ ọrụ akụ na ụba dị oke egwu na ime obodo Shongom ebe mpaghara a nwere nnukwu ahịa ehi mba ụwa dị na Lalaipido ebe a na-ere anụmanụ dị iche iche. Ọrụ ugbo na-amakwa ifuru na ọchịchị ime Obodo Shongom ebe a maara maka ịkọ ọtụtụ ihe ọkụkụ dịka agwa, osikapa, sorghum, ọka-aghịrịgha na millet. Ọrụ ndị ọzọ ndị ọchịchị ime obodo Shongom na-arụ gụnyere ịchụ nta, ịtụ osisi, na ịzụ anụmanụ. [1]

Mpaghara na obodo nta

Bengunji; Bango, Bangunji, Bikutture, Bikwala, Bishiwai, Dilange (Dutse), Kalo, Kulan, Laluwa, Najeji, Suli, Yelchen-Yelchen.

Burak; Dabuki, Dajanwani, Kwanankukah, Lasanjang, Pirim, Sabonlayi, Shemyam, Tauni, Burak.

Filia; Chengun, Disga, Farin-Kasa, Filiya, Jauro-Sajo, Lababali, Yapandi, Yarana.

Gundale; Anguwar Jauro Sule, Bebulo, Gundale, Gurwa, Kambuluk, Marke, Sakram, Swaja, Tudun Wada, Yelwa Gurwa.

Gwandum; Danjigiri, Garko, Golombi, Gujuba, Gwandum, Gwanlammeche, Gwere Yelwa, Katagum, Keffi, Kukah, Lalingling, Majidadi, Pamadu, Pilame, Popandi, Sabongari, Tambau, Toro, Yabayo, Yafuto.

Kushi; Dankunni, Dirang, Gomle, Kaure, Kommo, Kugwayam, Kushi, Ladongor, Lapandintai, Sabongari, Tanjania, Tatadar

Ọṅụ ọgụgụ Shongom na ngụkọ nke afọ 2006 bu puku narị iri ise na otú, narị ise na iri abụo.

Koodu Nzipu ozi

Koodu nzipu ozi nke mpaghara ahụ bụ narị asaa na iri asaa. [2]

Edensibia

  1. 1.0 1.1 Shongom Local Government Area. www.manpower.com.ng. Retrieved on 2022-03-23.
  2. Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 26 November 2012. Retrieved on 20 October 2009.

Content Disclaimer

Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.

  1. The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
  2. There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
  3. It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
  4. Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
  5. Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.