Snipe Young

Snipe Young
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha ezinụlọ yaYoung Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20 Ọgọọst 1990 Dezie
Ebe ọmụmụBirmingham Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-emeputa ihe ndeko, odee egwu Dezie

Musical artist

Lawrence Gary Young Jr. (amụrụ n'August 20, 1990), nkè a maara dịka Snipe Young, bụ onye America na-emepụta ihe ndekọ si Birmingham, Alabama. Ọ bi ugbu a na Los Angeles, California ma bịanye aka na Ahh Haa / Universal Music Group. Snipe Young emeela, dee, mepụta, ma mepụta ọdịdị ụda màkà ndị na-ese ihe gụnyere Nicki Minaj, Flo Rida, Chris Brown, Justin Bieber, Vinnie Paz, Eamon, Beyonce, netwọk telivishọn Nickelodeon, na ABC sitcom Black-ish.[1]

Mbido ndụ na ọrụ

A mụrụ Young ma zụlite ya na Birmingham, Alabama. Ọ na-akpọ égwu kemgbe ọ dị afọ anọ ma too na ụka na-akpọ ụbọ. Snipe gụrụ teknụzụ egwu na Mahadum Alabama na Birmingham.

Young esorowo ndị na-ese ihe gụnyere Nicki Minaj, Flo Rida, Chris Brown, Beyonce, The Game, Justin Bieber, Vinnie Paz, Dr. Dre, Eamon, na ọtụtụ ndị ọzọ rụọ ọrụ.[2]

Snipe Young ritere ihe nrite Grammy maka injinia imepụta ụda yá nà album Beyonce nke 2017 Lemonade .[3]

N'èzí ọrụ mmepụta ya, Snipe Young edepụtala ngwugwu mgbasawanye mmepụta dịka: Native Instruments' Maschine Golden Kingdom, Lilac Glare, Street Swarm, Infamous Flow, Pure Drip, Akai Mpc's Dark Parallax 1, Dark Parallaz 2, na Air Technology's Hybrid Dark Parallaw na Urban Voyage.[4]

Edensibia

  1. "Producer Snipe Young", July 18, 2019. Retrieved on July 22, 2019.
  2. "Producer Snipe Young Credits", July 18, 2019. Retrieved on July 22, 2019.
  3. "Interview with Snipe Young", July 18, 2019. Retrieved on July 22, 2019.
  4. "Akai Interview with Snipe Young", July 18, 2019. Retrieved on July 22, 2019.

Content Disclaimer

Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.

  1. The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
  2. There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
  3. It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
  4. Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
  5. Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.