Sunday Essang
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 24 Disemba 1940 |
| Ebe ọmụmụ | Ȯra Cross River |
| Ọrụ ọ na-arụ | economist, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, minister |
| Ọkwá o ji | Minister of Finance of Nigeria |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Michigan, University of Ibadan |
Sunday Matthew Essang (amụrụ na 24 Disemba 1940) bụ Minista na-ahụ maka ego nke Federal Republic of Nigeria n'oge mba nke abụọ (1979 ruo 1983). [1]
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
A mụrụ Essang na Disemba 24, 1940, na Oron, obodo dị na Cross-River steeti, Naijiria. Essang gara King's College, Lagos. O nwetara nzere B.Sc Economics na Mahadum Ibadan na 1964. Essa[2] gara n'ihu nweta nzere masta na doctorate ya na Mahadum Michigan, US.
Ọrụ
Essang [3] Onye isi nke Ngalaba akụ na ụba na Mahadum Calabar site na 1976-1979 tupu a họpụta ya n'ọkwa. Ọ bụkwa Dean nke Faculty of Social Sciences na Mahadum Calabar. A họpụtara Essang ka ọ bụrụ Minista na-ahụ maka ego n'oge ọchịchị Shehu Shagari (1979-1983).
Akwụkwọ ndị e bipụtara
| Isiokwu Akwụkwọ | ISBN | Afọ E bipụtara | Peeji |
|---|---|---|---|
| Ọnọdụ akụ na ụba mba ụwa[4] | 978-2063-47-9 | 2001 | 251 |
| Nnyocha Akụnụba[5] | 9781270209 9789781270208 | 1974 | 251 |
| Azụmaahịa mba ọzọ na uto akụ na ụba nke Naijiria, 1948-1964[6] | 9781541032 9789781541032 0195754603 9780195754605 | 1982 | 128 |
Ihe odide
- ↑ Azikiwe (24 September 2018). Nigeria, Echoes of a Century: 1914-1999. AuthorHouse. ISBN 9781481729260.
- ↑ Babah (2 February 2017). ESSANG, Professor Sunday Mathew.
- ↑ economics Department. social.unical.edu.ng. Archived from the original on 2018-09-12. Retrieved on 2023-11-04.
- ↑ Stirling-Horden Publishers Ltd. stirlinghorden.com. Archived from the original on 15 April 2016. Retrieved on 14 January 2022.
- ↑ Essang (24 September 1974). Intermediate economic analysis. Aromolaran. OCLC 5766906.
- ↑ Olayide (24 September 1982). Nigeria's foreign trade and economic growth, 1948-1964. Published for the Nigerian Institute of Social and Economic Research [by] University Press. OCLC 12589074.
Content Disclaimer
Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.
- The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
- There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
- It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
- Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
- Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.