YNaija

YNaija
Adreesị weebụwww.ynaija.com
DịEnglish
Agbam onyaJanuary 1, 2010
Current statusActive
YNaija Logo

YNaija bụ ikpo okwu na-ebipụta ihe n'ịntanetị nke Naijiria, nke Chude Jideonwo na Adebola Williams nke RED Africa media group guzobere. YNaija malitere na Mee 2010 site na ndị na-ede akwụkwọ akụkọ na akụkọ dị iche iche. Ọ na-enye akụkọ, ọdịnaya mbụ ma na-ekpuchi ndọrọ ndọrọ ọchịchị, azụmahịa, ntụrụndụ, gburugburu ebe obibi, teknụzụ, mgbasa ozi a ma ama, ụdị ndụ, ọdịbendị, ihe ọchị na ndụ dị mma.

N'ọnwa Julaị n'afọ 2012, YNaija nọ n'ọkwa # 5 n'elu blọọgụ na mba ahụ, site n'aka CPAfrica.[1]

Y!

Akara Y! gụnyekwara ihe ngosi telivishọn, ihe ngosi redio na magazin a na-ebipụta.[2] Magazin ahụ, Y!, bụ mbipụta kwa ọnwa nke malitere na mbụ dị ka nkeji iri na ise.

Ọ haziri ihe omume gụnyere #Hashtag Party na July 2011, YNaija Black Ball, na ndị ọzọ.[3][4][5][6]

Ndị nnyere aka

Na mgbakwunye na kọlụm Y! Frontpage nke Ebuka Obi-Uchendu, Tolu Ogunlesi, Kathleen Ndongmo, Japheth J. Omojuwa, Ayo Sogunro na Akintunde Oyebode, enwere ọtụtụ ndị ọzọ na-enyere aka na Y! Politico, SuperBlogger na 30 Days, 30 Voices na ndị ọzọ na akwụkwọ akụkọ ahụ, gụnyere Abang Mercy, Subomi Plumptre na Ifeanyi Dike Jr.[7]

Ihe nrite

N'afọ 2012, ndị guzobere YNaija bụ Chude Jideonwo na Adebola Williams bú ndị a gụnyere na ndepụta 40 under 40 nke ụlọọrụ BusinessDay.[8]

N'ọnwa Febụwarị afọ 2013, a kpọrọ aha Jideonwo na Williams na Forbes '30 Under 30: Africa's Best Young Entrepreneurs.[9]

Blọọgụ teknụzụ na ụdị ndụ, CPAfrica kpọrọ YNaija blọọgụ nke ise na Naijiria n'afọ 2012.[1][10]

Edensibia

  1. 1.0 1.1 "Top Nigerian Bloggers 2012", CP Africa.
  2. Y!TV LAUNCHES EXCITING NEW SHOW, 'EXPLORING' ON ONTV!. YNaija.com (2016-03-14). Retrieved on 2018-03-14.
  3. The first ever Ynaija Hashtag party…. Pause, Tweet, Play... Olorisupergal.com. Archived from the original on 2014-04-13. Retrieved on 2013-04-15.
  4. YNaija + Choc City = #Hashtag – Photos from debut #Hashtag event. Bella Naija (2011-07-30). Retrieved on 2013-04-15.
  5. YNaija & Chocolate City presents #Hashtag "Pause. Tweet. Play" – Hosted by Denrele, Oreka Godis & Andre Blaze. Bella Naija (2011-07-19). Retrieved on 2013-04-15.
  6. YNaija #Hashtag Party! See photos of the Very Stylish Fashion & Entertainment Crowd - OnoBello.com: Latest in Fashion, Beauty, News, Features and Events. OnoBello.com. Archived from the original on 2013-04-26. Retrieved on 2013-04-15.
  7. Subomi plumtre (Ynaila). Ynaija. Retrieved on 17 January 2020.
  8. "40 UNDER 40: Chude Jideonwu, 27, and Adebola Williams, 26", BusinessDay, September 28, 2012. Retrieved on 2013-01-04.
  9. 30 Under 30: Africa's Best Young Entrepreneurs. Forbes (2012-04-18). Retrieved on 2013-04-15.
  10. Folusho (January 11, 2013). Latest: Top Nigerian Bloggers 2013. Flameville.com. Retrieved on 2013-04-15.

Njikọ mpụga

  • Official website

Content Disclaimer

Informasi ini disarikan dari Wikipedia dan disajikan kembali untuk tujuan edukasi. Konten tersedia di bawah lisensi CC BY-SA 3.0. Kami tidak bertanggung jawab atas ketidakakuratan data yang bersumber dari kontribusi publik tersebut.

  1. The information displayed on this website is sourced in part or in whole from Wikipedia and has been adapted for the purpose of restating it. We strive to provide accurate and relevant information, however:
  2. There is no guarantee of absolute accuracy. Wikipedia is an open, collaborative project that can be edited by anyone, so information is subject to change.
  3. It is not intended to constitute professional advice. The content displayed is for informational and educational purposes only. For important decisions (e.g., medical, legal, or financial), please consult a professional.
  4. Content copyright. Wikipedia is licensed under the Creative Commons Attribution-ShareAlike License (CC BY-SA). This means that content may be reused with appropriate attribution and shared under a similar license.
  5. Responsible use. Any risk arising from the use of information from this website is entirely the responsibility of the user.